album cover
Echo
1,325
嘻哈/说唱
Echo 由 Nuno Zigi 于 2024年7月26日 发行,作为专辑“ ”的一部分。Zero Caution
album cover
发行日期2024年7月26日
唱片公司Nuno Zigi
旋律性
不插电
Valence
舞蹈性
能量
BPM103

音乐视频

音乐视频

制作

出演艺人
Nuno Zigi
Nuno Zigi
表演者
作曲和作词
Ayadinuno Okechukwu
Ayadinuno Okechukwu
词曲作者
制作和工程
Strykabeat
Strykabeat
制作人

歌词

[Verse 1]
I made peace with my past
First of all, I need peace wey go last
My crew's not made up of actors, mụnwa achọlọ crew wey go cast
Nwa contact vast, m bunye gị my network, ọ ga-adị gị ka i bụ mast
Hungry for success, 6 to 6, anyị na-ebu ọnụ, anyị adị e-break fast
Ndị dụ m tufu dụ m chọọ
Achọbago topic the gist ha ga-eji m kọọ
Nkata odogwu na-atọ ụtọ
Mụ enweterọ Obi Cubana, m kpọọ Abig Nwankwo
Balling dị m na obi ka Nwankwo Papilo
Lil mama twerk to makossa Awilo
Kee nke your friends kpọzi pics m jee Shiloh
Ọ na-aṅụ Omo
Arrowhead cartel mụ na-agba ụta ka Legolas
To ife ọbụna ga-abụlụ mụ na my guys hindrance
Kolu ice bata na-eko ha ka Ecowas
N’assert dominance
Tell ‘em make dem gimme chance
Abịa na Maths na Physics, I dey skip class
Eloterọ m mbọsị m gụlụ ego m with BODMAS
Even when we dey, relax we dey rehearse
Maka money must be made and anyị na-e-set the compass
Yes, na me dey run the town, yes, ki ni issue?
Clean sheet when I ball, receipt ha ka tissue
I have to believe her when she say "I miss you"
Maka mma na ịkpofe ya abụrọlụ mụnwa issue
Reality bụ na anọ m in touch with reality
Na-emetụ ya aka, malụ ma material ya ọọ quality
Thanks to society ka osi wee nye anyị liberty na puberty
Anyị na-etozi, ọ na-analụ anyị sanity
Ụmụ nwaanyị azọbago equality na family with pen knife na-ebute calamity, tragedy
Ụmụ nwoke na-aghọzinụ pharmacy
Ọgwụ men gbalụ anyịgo rehab na therapy, anarchy
Ndị ọchịchị na-invite anarchy
Na-e-borrow ego, na-etinye anyị na debt till eternity
Poverty mentality bụ tool ha jide the society
Ya na nkuzi na all bụ vanity
[Outro]
Lamba
Kee ife na-eme? Ke ihe na-eme?
Agbaa gị egbe na ntị, ịdịị anụ ife
Otu, I dey rep, nwanne keezi?
Zigi, Zigiraah, Otu, I dey rep, nwanne keezi?
Written by: Ayadinuno Okechukwu
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...