制作
歌词
E no dey hard!
Dukah dukah
E dey body!
Igaamazinaa
Omo
Dukah!
Omo
Kam bulu onwem gbagobe abuja jee gwagwalada (eeii)
Kam bulu onwem je chuba ego cos ejim nwa n'aka (kam jee nagba mbo)
Cos if i no get money, nwanne m oga ebum aka
Ifu afufu ana atalu ego my brother o ga agu gi akwa
Nwanne ifu afufu ana atalu ego u go fall
Ifu akwa ana ebelu ego u go kwere
Ife anya na afu maka ihi ego
Ifu mkpu ana etilu ego
(We go there!)
Ichena odiro afia aru?
Atupado oru, bute mgbada
Tuo ya format oju na omankwu ugwo
Ichena odiro aba aru?
The rainy days anyi di pennyless
Pocket m di celibate, nwanne ichena ona ato amu?
I put it all on God
Chukwu na edum, m na akpokukwe the gods
As we dey hustle i dey carry my cross
Hapukwa my cut!
Igaamazinaa
Kam bulu onwem gbagobe abuja jee gwagwalada (yes o)
Kam bulu onwem je chuba ego cos ejim nwa n'aka (kam jee nagba mbo)
Cos if i no get money, nwanne m oga ebum aka (eww ije nwoke)
Ifu afufu ana atalu ego my brother o ga agu gi akwa
Nwanne ifu afufu ana atalu ego u go fall
Ifu akwa ana ebelu ego u go kwere
Ife anya na afu maka ihi ego
Ifu mkpu ana etilu ego
Esim from two legs wee banye ukwu n'ano
Mana them be no see me kam eyi camou
Kita mburu bata villa fana ekilim ka seeker
All them **** going far mana agalum far more
Mana ngwa gi ife anya fulu then
Fa nyelu anyi pencil even ma mgbe anyi zulu pen
Nna Ekene ndi gbalu m oji kita fa na enyem oji
Okwa maka nwoke na asu ka gen
Nwanne ifu afufu ana atalu ego u go fall
Ifu akwa ana ebelu ego u go kwere
Ife anya na afu maka ihi ego
Ifu mkpu ana etilu ego
Xtraodinaire
Written by: Nwoga Paschal