制作
出演艺人
Commissioner Dj Wysei
表演者
作曲和作词
Commissioner Dj Wysei
词曲作者
歌词
Commi Nwa
Anaputa na ogbo
Okeke na okeafor
Ndi obodo lewe
Udala mmicha chukwu kere ubosi uka
Urigi na acha di ka anyanwu ututu
Onye muru nwa
Nwa toluto
Nwa amakazi
Nwa bu Ngozi
Onye muru nwa
Nwa toluto
Nwa amakazi
Nwa bu Ngozi
Mmiri nmaaa
Yoyoyoyo omalicha nwa no nu ugbo
Oyooo, yoo yooo
Yooo yo yo yo
Commi nwa aputa go
Yo yo yo
Written by: Commissioner Dj Wysei