制作

出演艺人
Highstarlavista
Highstarlavista
表演者
Frosty
Frosty
键盘
作曲和作词
Omulu Chiedozie Nelson
Omulu Chiedozie Nelson
作曲
制作和工程
Frosty
Frosty
制作人

歌词

Now egwu m ka ana akpo na radio
My mom sim chai aboy go and make me proud
Na m ga enye hatrick ka benzema
Na ogbe ma anyi bata benzolyn
Ogozigo ogozigo
Obuniwo obuniwo
Na afia m na ele
Afia mkposa n’ele
Akwubum na line eche
Grace enwerodi protocol
Olisa agozigo
Chukwuemerigo
Ifem n’afu bu so Akanchawa
Sales m nonstop
Drip m Viscous
Chase m headshots
Make m east up
The raga the muffin
The raga the muffin
The sweeter the success
The older the berry
The sweeter juice
Oru m bu no stress
Ifu aka chukwu nwanne
You must believe
Ifu anyi aru
believe and you receive
Onye enye ya nye
Aku ahu ga ebe
Ifem bu Chi dee
Olisa agozigo
Chukwuemerigo
Ifem n’afu bu so Akanchawa
Ogozigo ogozigo
Obuniwo obuniwo
Na afia m na ele
Ogozigo ogozigo
Obuniwo obuniwo
Na afia m na ele
Written by: Omulu Chiedozie Nelson
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...