制作

出演艺人
Rasta
Rasta
Ogwuche Chukwuebuka
Ogwuche Chukwuebuka
伴唱
作曲和作词
Timothy Ezikiel
Timothy Ezikiel
词曲作者
Ogwuche Chukwuebuka
Ogwuche Chukwuebuka
词曲作者
制作和工程
Autocon (Rasta)
Autocon (Rasta)
监制
Spanes
Spanes
混音工程师

歌词

Aka Mara nma nu
Ku aka Mara nma nu
Ku aka na uzọ
Agam emepe ya
Tu aka na ebune
Aga m egbulu gi ya
Aka Mara nma nu
Ku aka Mara nma nu
Ku aka na uzọ
Agam emepe ya
Tu aka na ebune
Aga m egbulu gi ya
Onye beri ibe ya biri nu
Nwa mama
Onye jide nkwo ya nyetu m
Onye nme nme
Ku aka na uzo
Nmanwu igbo na emere anyi ife ọma
Umuaka Igbo na efe pounds na away
Nmanwu igbo na emere anyi ife ọma
Umuaka Igbo na efe pounds na away
Aka Mara nma nu
Ku aka Mara nma nu
Ku aka na uzọ
Agam emepe ya
Tu aka na ebune
Aga m egbulu gi ya
Aka Mara nma nu
Ku aka Mara nma nu
Ku aka na uzọ
Agam emepe ya
Tu aka na ebune
Aga m egbulu gi ya
Eto dike na nke omere omekwe ọzụ
Ka aka Arana
Ọ ga anakwa itọ ma ochi kwa ọzọ
Igbo na eme ofuma di ka ani na ọfọr
Obodo ijere ifulọ onye Igbo biko gbaba ọsọ
Ahhh ibele nmanwu
Ka enwere ji enwere mmanu
Igbo fulu ụzọ fu ego
Igbo nwere mmadu
Anyi kpoku chukwu okeke abiama
Ozanu
Akpa azanu
Ku aka na uzọ
Nmanwu igbo na emere anyi ife ọma
Umuaka Igbo na efe pounds na away
Nmanwu igbo na emere anyi ife ọma
Umuaka Igbo na efe pounds na away
Aka Mara nma nu
Ku aka Mara nma nu
Ku aka na uzọ
Agam emepe ya
Tu aka na ebune
Aga m egbulu gi ya
Aka Mara nma nu
Ku aka Mara nma nu
Ku aka na uzọ
Agam emepe ya
Tu aka na ebune
Aga m egbulu gi ya
Written by: Ogwuche Chukwuebuka, Timothy Ezikiel
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...