制作
出演艺人
Jeriq
声乐
Zyno
表演者
作曲和作词
Jeriq
作曲
Zyno
作曲
Ani Jeremiah Chukwuebuka
词曲作者
Henry Olisaemeka Urama
词曲作者
制作和工程
Holy Drill
制作人
歌词
[Intro]
(You're amazing)
Yo, otua otua
(You make my life feel brand new)
Ogbe
Iyoo
Jesus, you love me too much
[Verse 1]
Ayy, Olisa bi na eligwe gee ntị
Men afụgokwanuụ 90
Anyị adịzị atụ ụjọ hundred maka men enwego anya 4:30
By this time bụkwa 2:30
M sị ka m kpọkuo Gị before time party
Mụnwa adịrọọ enwezịkwanụ sympathy
M na-afụnụ this money today, I'm not laughing
Ngwa Oluwa mee
See, nee my guys na ogbe, ha na-ebutezi ike
Mụnwa enwelọzikwanụ value ka m abụzikwanụ nwanyị na-enwelọ ike
Ịsị m, "My son it is never late"
Ọdịbenụ late ibute oke ite
Ịsị m na Psalm 118-17, "We shall not die till anyị bute ike"
Yaa bụ the plan, but Baba God
If na my sin dey hold me, oh Lord
Melụ m ebere 'cause abụ m Your son
Maka ọọ obele nwa bụ onye ga-emecha bụlụ don
Forget the days m na-watch porn
Melụ m amala m nwete one milli dolls
Chi wee fota, m kene Gị oh Lord
Na ọọ gịnwa melụ m amala m jide ọfọr, see
[Chorus]
Too much o, too much o, excess love o
Na afa Nna, na Nwa, na Mụọ Nso
Ogbe, iyoo
Jesus, you love me too much
[Verse 2]
I believe in J-E-S-U-S
Owuite ekwensu S-O-S
My prayers since S-S-S
Unlimited funds in my POS
Chukwu nna melụ m amara (Ah)
Maka the boy agbago ọbala (Chai)
Igwe Onitsha gbalụ m ọfala (Haa)
Achọlọọ m ị na-abazi ọkada (H ddeii)
Tatao mpa choi, ịfe emebigo
Ego agbadago (Nawa)
Work afịabago alụ
Bureau De Change, Dollar a risezigo
Onyenna meemụ abaa Abba Nna
Nye m ten M, asịna m mba
Linda kọọ men na Malinda
Kịta na-achọzi my cylinder (Ịmakwa)
Zyno, kpee your chaplet (On God)
Ka the money hapị ịbịa late
Enwe m women in some place like new parts mgbuka gate
Iyoo, kpee your chaplet
Ka the money hapụ ịbịa late
Enwe m blessed men in some place
Like Three-three Housing Gate
[Outro]
Too much o, too much o, excess love o
Jesus, you love me too much
Nameless is the one
Written by: Ani Jeremiah Chukwuebuka, Henry Olisaemeka Urama, Jeriq, Zyno