音乐视频

音乐视频

制作

出演艺人
Highstarlavista
Highstarlavista
表演者
作曲和作词
Highstarlavista
Highstarlavista
作曲
Nelson Chiedozie Omulu
Nelson Chiedozie Omulu
词曲作者
制作和工程
Frozty
Frozty
制作人

歌词

[Verse 1]
M na-ebi life
**** asị m na m dị too fast
M na-achụ cash
Thugbloc repping so hard
**** be asking guy, inwe 9 lives, how fast, you gone this far
Ị na-akụ day by day, Highstar, lee what you've done so far
[Verse 2]
Fa jee nwe nzukọ
Instead of coming close, fa abụrụ foes
Plotting plotting
On how to pull a real nwa guy
Ọdịka ichefugo
It's a thugbloc, can't you see?
[Chorus]
Ọọ gịnị ka anyị ga-enye ya
Anyị ga-enye ya isi abụ okpu
Otie mkpu onwelọ, ọchọ ụzọ ọfụlọ
Anyị ga-ezi ya ka anyị si esu
Ọọ gịnị ka anyị ga-enye ya
Anyị ga-enye ya isi abụ okpu
Otie mkpu onwelọ, ọchọ ụzọ ọfụlọ
Anyị ga-ezi ya ka anyị si esu
Anyị ga-enye ya ose na afọ nju
[Refrain]
Onyonyo oo
Taa! I am the prophesy
Abụ m the prophesy o
Ugo buru ụzọ ọchake
Onyonyo oo
Egwu adịghị atụ afọ oburu ụzọ
I'm a servant of Jehovah
[Verse 3]
Hei, boy can't you see?
Na God dey fight my enemy
My men have sold their sympathy
And I'm immune to your weak charge
But violent taketh it by force
Anyị ga-agwọ ya till kingdom come
[Verse 4]
Oboto ka m bili o
Ndị a chọ ka m daa ma m rigo
Fa chọ ka m legwọ na mbido
Fa amarọ na m cha ka chi fo
Oluwa let them know
[Refrain]
Onyonyo oo
Taa! I am the prophesy
Abụ m the prophesy o
Ugo buru ụzọ ọchake
Onyonyo oo
Egwu adịghị atụ afọ oburu ụzọ
I'm a servant of Jehovah
[Chorus]
Ọọ gịnị ka anyị ga-enye ya
Anyị ga-enye ya isi abụ okpu
Otie mkpu onwelọ, ọchọ ụzọ ọfụlọ
Anyị ga-ezi ya ka anyị si esu
Ọọ gịnị ka anyị ga-enye ya
Anyị ga-enye ya isi abụ okpu
Otie mkpu onwelọ, ọchọ ụzọ ọfụlọ
Anyị ga-ezi ya ka anyị si esu
Anyị ga-enye ya ose na afọ nju
Written by: Highstarlavista, Nelson Chiedozie Omulu
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...