音乐视频

音乐视频

制作

出演艺人
Chief Dr. Oliver De Coque & His Expo '76 Ogene Sound Super of Africa
Chief Dr. Oliver De Coque & His Expo '76 Ogene Sound Super of Africa
领唱
作曲和作词
Oliver De Coque
Oliver De Coque
作曲

歌词

[Chorus]
A na-enwe obodo enwe
A na-enwe obodo enwe
Obodo adaa ekobulu ụgbọgụlụ
A na-enwe obodo enwe
[Verse 1]
O nwelụ ndị nwe obodo enwe
A na-enwe obodo enwe
Obodo adaa ekobulu ụgbọgụlụ
A na-enwe obodo enwe
[Chorus]
A na-enwe obodo enwe
A na-enwe obodo enwe
Obodo adaa ekobulu ụgbọgụlụ
A na-enwe obodo enwe
[Verse 2]
O nwelụ ndị nwe obodo enwe
A na-enwe obodo enwe
Obodo adaa ekobulu ụgbọgụlụ
A na-enwe obodo enwe
[Chorus]
A na-enwe obodo enwe
A na-enwe obodo enwe
Obodo adaa ekobulu ụgbọgụlụ
A na-enwe obodo enwe
[Verse 3]
O nwelụ ndị obodo jili bili
Nkụ dị na mba na-eghelụ mba nli
Aka na-eme azụ gbaa nkụlụkụ
Obodo adaa ekobulu anyụ
A na-ekwu ọnụ evu ekwu?
Ị makwa na adaa ekwu na nkịtị
Ekwube ọnụ nkịtị ọ bụlụ ịkọ ajambene
Ụkwụ ka eji etu agbọ, afọ bụ amala agbọ, nnwa na-adị ka onye mụlụ ya nụ
Ayaghaya, igirigi, ayaghaya, mbombo, ayaghaya, ọgịrịga
[Chorus]
A na-enwe obodo enwe
A na-enwe obodo enwe
Obodo adaa ekobulu ụgbọgụlụ
A na-enwe obodo enwe
[Verse 4]
O nwelụ ndị nwe obodo enwe
A na-enwe obodo enwe
Obodo adaa ekobulu ụgbọgụlụ
A na-enwe obodo enwe
[Chorus]
A na-enwe obodo enwe
A na-enwe obodo enwe
Obodo adaa ekobulu ụgbọgụlụ
A na-enwe obodo enwe
[Verse 5]
Ojide o nye mmadụ, nke ọ ga-eli akọnarịna ya n'ụwa
Ojide o nye mmadụ, nke ọ ga-eli akọnarịna ya
Onye ọbụla gbapụ ụrịọm, sị ụbịam gbafue
Ụbịam gbafue oo ka ụkpaka
Chukwu nna biko wepụlụ anyị ụbịam
Ọ dịlị nwoke mma nya dịkwalụ nwaanyị mma (Isee)
Maka na oke ịta afụfụ n'enu ụwa na ụbịam adịrọọ mma
Mana inwe ego n'ụwa dị iche
Inwe obi eji Eli ego eli dịkwa iche
Onye ọbụla gbapụ ụrịọm, sị ụbịam gbafue
Ụbịam gbafue oo ka ụkpaka
Ndị na-azụ afịa
Chukwu gọzie fa
Chukwu gọzie fa
Chukwu gọzie fa
Ndị ọlụ Oyibo
Chukwu gọzie fa
Chukwu gọzie fa
Chukwu gọzie fa
Ndị ọlụ ugbo
Chukwu gọzie fa
Chukwu gọzie fa
Chukwu gọzie fa
Ụmụakwụkwọ
Chukwu gọzie fa
Chukwu gọzie fa
Chukwu gọzie fa
Ndị na-achị anyị oo
Chukwu gọzie fa
Chukwu gọzie fa
Chukwu gọzie fa
Ke onye na-eme
Chukwu gọzie fa
Chukwu gọzie fa
Chukwu gọzie fa
Ke onye na na-eme oo
Chukwu gọzie fa
Ke onye na na-eme oo
Chukwu gọzie fa
Anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na-ejelụ obodo ozi
Anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na-alụlụ obodo ọlụ
Anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na-ejelụ obodo ozi
Anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na-alụlụ obodo ọlụ
Chukwu gọzie unu niile, ụmụibe ndị anyị ji bili
Olisa kwụghachi unu ụgwọ mmaji kwụlụ mmaji n'ụwa oo
[Verse 6]
Egwu ọma si na mmili oo
O si na mmili oo, egwu ọma si n'ikuku, o si na mmili bịa, ayee
Egwu ọma si na mmili oo
O si na mmili oo, egwu ọma si n'ikuku, o si na mmili bịa, ayee
Ndị ọzọ na-eti egwu
Mana ọ bụ ịgba ka anyị na-eti
Ndị ọzọ na-eti egwu ee
Mana ọ bụ ịgba ka anyị na-eti
Agbata tie egwu mụ
Amụghalụ m egwu ọzọ, egwu ọma
Agbata tie egwu mụ
Amụghalụ m egwu ọzọ, egwu ọma
Onye ọbụla gbalụba egwu
Onye ọbụla gbalụba egwu, ka anyị chụọ hypertension, ogene na-enye aṅụlị
Ogene na-enye aṅụlị ee
Ogene na-enye aṅụlị, onye amaghị agba o kwebe n'isi, ogene na-enye aṅụlị
[Verse 7]
Enebe ka ukwu si agba egwu
E gbuolụ ya ewu oo
Enebe ka ukwu si agba egwu
E gbuolụ ya ewu oo
Echebe ife ukwu na-eme n'ụwa
E gbuolụ ya ewu oo, agịdịgboo ogene, Igbo bụ ọja ya mma
Echebe ife ukwu na-eme n'ụwa
E gbuolụ ya ewu oo, agịdịgboo ogene, Igbo bụ ọja ya mma
Agịdịgboo ogene, Igbo bụ ọja ya mma
Egwu anyị oo, ọdịnala bụ isi mmiri
Egwu ọma si na mmili oo
O si na mmili oo, egwu ọma si n'ikuku, o si na mmili bịa, ayee
Egwu ọma si na mmili oo
O si na mmili oo, egwu ọma si n'ikuku, o si na mmili bịa, ayee
Onye ọbụla gbalụba egwu
Onye ọbụla gbalụba egwu, ka anyị chụọ hypertension, ogene na-enye aṅụlị
Ogene na-enye aṅụlị ee
Ogene na-enye aṅụlị, onye amaghị agba o kwebe n'isi, ogene na-enye aṅụlị
Written by: Oliver Akanite
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...