歌詞
He!
Yeah!
O nwebedịị ihe ị fụụ
I don tire for this people
DJ Coublon!
Ruffcoin, I see you, my ****
Phyno Fino!
He! (Di-Diamond on the Ruffy)
Ndị niile mere m thirty
M ga-eme ha forty
Adịgo m okay, mụnwa ewetugo ọchị (He-he!)
Mụnwa ewetugo ọchị (Hey!)
Nwanne, mụnwa ewetugo ọchị
Ndị niile mere m thirty
M ga-eme ha forty
Adịgo m okay, mụnwa ewetugo ọchị (He-he!)
Mụnwa ewetugo ọchị (Hey!)
Nwanne, mụnwa ewetugo ọchị
Taa!
Look well
Nwa Aba, agagokwanụ nuclear
Future so bright and too clear
Tell all these players, haters to stay clear
My water don break, so it's time for delivery
Shout out to all my hommies who believed in me
My music too dey travel, Naija to Sydney
They tried to pull me down, mụnwa sị ha "No figidi"
Hate all you want, I no send you
They're hating, cos I'm doing what they can't do
Ọ wụzi foreign money that I handle?
Mụnwa kụga large, hanwa ka na-eri mma thank you
He-he! Chai!
Anwụ chaga ha
Them no be cloth, but to God, owu saga ha
Them be dey feel like the boss, now mụnwa kacha ha
Awụgị m Messi, but nwanne lee, mụnwa kpaga ha! (Ha-ha)
Big Boy Cash pot (Ho!)
TV on the big boy's dashboard
Ruffy, that's my short name (Ho!)
S.K running in my short veins
So many young cats wanna be me
No goldmines, them dey dig me
Adị m calm, but m nọtụ mụ eko
Ọbụụ m kwuo ya, plate number motor m efuo
Ndị niile mere m thirty
M ga-eme ha forty
Adịgo m okay, mụnwa ewetugo ọchị (He-he!)
Mụnwa ewetugo ọchị (Hey!)
Nwanne, mụnwa ewetugo ọchị
Ndị niile mere m thirty
M ga-eme ha forty
Adịgo m okay, mụnwa ewetugo ọchị (He-he! (Coin I see you my ****)
Mụnwa ewetugo ọchị (Hey!)
Nwanne, mụnwa ewetugo ọchị
I'm a legend in the making
My crown will never be taken
Nwa bịalụ ije ka m bụ, my God will never forsake me
So you know I came a long way
And I grind, my way no be your way
And I've seen it all (Hey!)
Ha chọọ ime m thirty
A na-agba ọsọ dirty n'udummiri? I'm nasty
Ihe ọbụna m menaa, ha ncha a na-achị ọchị
But now I make it rain, even ma n'ọkọchị
All these things m gabịgalụ, emego m eze na nwata
And I still remember the days m na a-hustle n'Abakpa
But now m na-agụ rap, ụmụaka akpụọ jotter
I wish you well, work out today, you will never suffer
I bring it on with clean mind, so I set my offer
So that ị kpọnye beer parlour, ka iwe tụọnụ order
And if they're hating on you, sị ha dakpuo gutter
After me the playmaker (Huh!), there will be no other
My hater say I ain't shit, they can't flush me
Obele nshị na-emebi ike
Ọ kwa Chi m nyelụ m ike
Mberede gburu dike
Ndị anyaụfụ, jisie ike
O nwee ife ga-eme m, maka na ọọ kwa Chi nwe ike
Shout out to Big Gurl, onye na-amarọọ gị bụ onye ọbịa
Ruff Coin, nnwa Aba, you holding it down for ndị Abịa
Ndị anyaụfụ niile na-esu m imi anago asaị
You can't reach my level, ọ sọkwa gị ṅụọ kaịkaị
Get out!
Ndị niile mere m thirty
M ga-eme ha forty
Adịgo m okay, mụnwa ewetugo ọchị (He-he!)
Mụnwa ewetugo ọchị (Hey!)
Nwanne, mụnwa ewetugo ọchị
Ndị niile mere m thirty
M ga-eme ha forty
Adịgo m okay, mụnwa ewetugo ọchị (He-he!)
Mụnwa ewetugo ọchị (Hey!)
Nwanne, mụnwa ewetugo ọchị
It's your boy Ruff Coin
Phyno Fino!
DJ Coublon
Mehn! I bring it down here mehn!
It's Diamond on the Ruff, mehn, it came so real mehn!
Written by: Fortune Emelogu


![在 YouTube 上觀看「Ruffcoin Ft. Phyno - 30/40 [Official Video]」 在 YouTube 上觀看「Ruffcoin Ft. Phyno - 30/40 [Official Video]」](https://i.ytimg.com/vi/xId9I9lwSwU/maxresdefault.jpg)