積分
演出藝人
Jeriq
聲樂
詞曲
Jeriq Chukwuebuka
詞曲創作
Jerry Ani Chukwuebuka
詞曲創作
歌詞
[Intro]
Sambalitual
Iyoo
Ogbe, ogbe, ogbe
Iyoo
Jayswaarg is the new problem
[Verse 1]
1 kpa, 2 kpa, e fie gị, ị naa
Mama told me, ụkwa luo oge ya, ọ daa
Everyday, paper chasing
Buhari adịlọọ eyi jersey
Maka ndị na-amalọọ, dealer na-ele afịa, adịa enye receipt
Before i jee Colorado, bulu ụzọ banye Arizona
Bulu ụzọ bute ego ga na-anyị alụ ka Pericoma
Anụtubee m na ego nyigbulu mmadụ to coma
Mana o nwe ụdị owu ga-asa gị, ọ kaa gị mma na ị nọ coma
Asịna na m sị, mana ife m na-apịa gị bụ ole
Ife m na-agwa gị bụ ife na-eme life n’ime ogbe
Nobody gat your back, ụwa bụkwa isi kote
Ị ma ngwanwu Arthur Eze n’Ukpo binielụ gị n’oche
Some men ka na-ada, some men na-ebuba na Canada
042 nwe Abakpa, Onitsha nwe Awada
Mụnwa nwe my hustle, gịnwa nwekwa your hustle
Adịlọọ ajụ, "Kedụ ka e si akpata ego?" na Google
[Chorus]
Ọ dị gị n’aka mgbe m lekaa, will you remember me?
Ụgbọ m kwụsị ịgba ka o si agba, will you remember me?
Save money today, so money go save you tomorrow
Maka owu saa gị, this **** no go remember you
Ọ dị gị n’aka mgbe m lekaa, will you remember me?
Ụgbọ m kwụsị ịgba ka o si agba, will you remember me?
Save money today, so money go save you tomorrow
Maka owu saa gị, this **** no go remember you
[Verse 2]
No cap, street life is deeper than Deeper Life
No matter, no matter, wetin matter na bigger bag
Western Union, every Monday morning, no go bad
Amịrị jean, Gucci polo and a Fendi cap
Ogbe affiliated, business oriented
Ọlụ mụ na my mgbada dị documented
Nee afịa kechie, sewaa, butuo
2 pa on my left hand, m fie gị, m tido
Focus on your business, no dey focus on your friends
I dey thank God for my talent, I dey thank God for my friends
Before bụbu legedes, kịtaa bụzi Mercedes
Thank God for the blessings, shoutout to my enemies
Anything wey dey sup today, bụ God's willing
Smoking loud, cashing out, bụkwa God's willing
Ụmụ ogbe nọ n'ogbe, no lose hope, sewaa
Shoutout to ụmụ iyoo pasa n’Ọmọgba
[Chorus]
Ọ dị gị n’aka mgbe m lekaa, will you remember me?
Ụgbọ m kwụsị ịgba ka o si agba, will you remember me?
Save money today, so money go save you tomorrow
Maka owu saa gị, this **** no go remember you
Ọ dị gị n’aka mgbe m lekaa, will you remember me?
Ụgbọ m kwụsị ịgba ka o si agba, will you remember me?
Save money today, so money go save you tomorrow
Maka owu saa gị, this **** no go remember you
[Verse 3]
Ọ bụụ na ị bụ nnwa Nkpor, mọọ nnwa Ọmọgba n’Adawa
I kwesịị ịma n'ebe anyị na-eje Adawa bụ na nke Mgbemnọnkịtị
Afịa Chibụzọ bụ dachịị, sọọsọ 0, hundred naira
Afịa green na nylon black, men adịgo ọcha
Kịtaa, nwoke na-esezi loud, 2 jombo tie, 10 kpa
Obodo, will you remember me?
Will you remember me?
M lekaa, will you remember me?
Abụlọ, will you remember me?
Owu jide m, will you remember me?
[Outro]
Enaps Empire on the mix
It's beat producer of all nation
Written by: Jeriq Chukwuebuka, Jerry Ani Chukwuebuka

