歌詞

Omemma eh, omemma eh, omemma eh You are so good to me, ise yeah, yeah, yeah Omemma, e yeah Omemma chidiebere, onye ebere ki bu Omemma onye n'edu m ije, onye n'edu m ije, papa m ee Omemma, omemma, imeela ka I si eme oh Omemma aka ji uwa, omemma eh O buru n'aru m nile a buru so onu O zughi inye gi ekele Omemma n'ututu, n'ehihie, n'abali Omemma eh Omemma eh (omemma, omemma, omemma, omemma) Omemma eh Omemma eh, omemma eh Omemma eh, you are so good to me Omemma eh, omemma eh (God of possibilities) Omemma eh, you are so good to me You're so good eh, papa m ee You're so good ye (everything you do is good ye, papa m ee) O si ala, la eh, ibu omemma Omemma, abiakwa m ozo Onye nani ya n'eme ihe nile Omemma, omemma, omemma eh, ah Lee ndi n'acho nwunye Onye n'eme mma biko mee ha mma Mee ha mma, mee ha mma, mee ha mma papa Ufodu n'acho di papa mee ha mma, le-le, le-le Your children are looking for the fruit of the womb oh Mee ha mma eh Ufodu n'acho ego, papa mee ha mma What of the ones that are looking for healing? Mee ha ma papa me, mee ha ma papa me Mee ha ma oh, mee ha ma, omemma eh Omemma eh (Jesus) Omemma eh (miracle working God) When the world turn the back on me Your love was alive for me Omemma eh, you are so good to me Omemma eh, omemma eh (great sea divider) Omemma eh, you are so good to me You are so good e yeah Akpo aza (akpo aza) You are so good ye (your mercies endures forever) You can never, never change You can never, never change Omemma, omemma, omemma eh (omemma eh) Idighi agbanwe, agbanwe Idighi agbanwe, agbanwe Omemma, omemma, omemma eh You can never, never change (at all) You can never, never change Omemma, omemma, omemma eh Idighi agbanwe, agbanwe Idighi agbanwe, agbanwe Omemma, omemma, omemma eh Omemma ka ibu eh (e yeah, e yeah, e yeah Omemma ka ibu eh, daddy me
Writer(s): Nwakor Emmanuel Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out