Sir Jude Nnam 熱門歌曲
類似的歌曲
積分
詞曲
Sir Jude Nnam
詞曲創作
歌詞
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On'uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
O Nna ji ike nile, any abiago ikpo isi ala nye Gi
Meere anyi ebere, anyi biara n'obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On'uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Anyi biara n'iru Gi, Chineke, inye Gi ekele kwesiri Gi
Geenti, nur'ekper'anyi
Anyi biara n'obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On'uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Gee nti, nuru olu anyi
Geenti, nur'aririo anyi
Denye ah'anyi n'akwukwo ndu
Anyi biara n'obi Gi Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On'uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Anyi ga efe Gi uwatuwa
Biko, Chukwu, mee k'anyi binyere Gi
Ka Ngozi Gi rukwasi anyi, Chineke
Anyi biara n'obi Gi, Chukwu
Ebe a bu ebe di egwu
Nke a bu Ulo Nso Chukwu
On'uzo nke eligwe, agakpo ya
Obi-eze Chukwu di nso
Writer(s): Jude Nnam
Lyrics powered by www.musixmatch.com