音樂影片
音樂影片
積分
演出藝人
Dj Neptune
演出者
Phyno
演出者
詞曲
Kareem Olasunkanmi Temitayo
作曲家
Chibuzor Nelson Azubuike
作曲家
Patrick Imohiosen
作曲家
製作與工程團隊
Magic Sticks
製作人
歌詞
[Intro]
Greatness!
Yeah
What? (DJ Neptune)
Yeah, uhn
[PreChorus]
Neptune kpọọ na phone, sị na ụmụ nnwa na-abịa (Eh, sị na ụmụ nnwa na-abịa)
Eh, ụdị ife m na-eli bụ ụmụ bu ukwu na ala (Bụ ụmụ bu ukwu na ala)
And ị na-abịakwa oo, jide okpunnabụenyi (Jide okpunnabụenyi)
Onye machaa, sị ya na ọọ kwa oji ego nwe mba, eh (Ọ kwa oji ego nwe mba)
[Chorus]
Uhn, yeah, what's the recipe?
Nnwa ka e tinye m ọgwụ na pharmacy
Things wey we go do, you no go tell mommy
Bata n'ime club, anyị na-efe money
Huh, nnwa, eji m the recipe
Ain't nobody messing with my melody
Ife m bu ga-emechi the ceremony
Make me catching body, catching felony
[Verse 1]
Mgbajiaka dị allowed
But I go make sure say e go round
Adịgo m ọcha, maka esego m loud
Ebe ọ na-akpọtụ bụ na my compound (Na my compound)
See as you come round
Nenegodi ukwu ya, sị ya turn round
Heavy something, ọ nyịlị ten pounds
Nye m ofu ọnụ, ọ bụlụgodi one round (Asa, one round)
[PreChorus]
Neptune kpọọ na phone, sị na ụmụ nnwa na-abịa (Eh, sị na ụmụ nnwa na-abịa)
Eh, ụdị ife m na-eli bụ ụmụ bu ukwu na ala (Bụ ụmụ bu ukwu na ala)
And ị na-abịakwa oo, jide okpunnabụenyi (Jide okpunnabụenyi)
Onye machaa, sị ya na ọọ kwa oji ego nwe mba, eh (Ọ kwa oji ego nwe mba)
Uhn, Neptune kpọọ na phone, sị na ụmụ nnwa na-abịa (Eh, sị na ụmụ nnwa na-abịa)
Eh, ụdị ife m na-eli bụ ụmụ bu ukwu na ala (Bụ ụmụ bu ukwu na ala)
And ị na-abịakwa oo, jide okpunnabụenyi (Jide okpunnabụenyi)
Onye machaa, sị ya na ọọ kwa oji ego nwe mba, eh (Ọ kwa oji ego nwe mba)
[Chorus]
Uhn, yeah, what's the recipe?
Nnwa ka e tinye m ọgwụ na pharmacy
Things wey we go do, you no go tell mommy
Bata n'ime club, anyị na-efe money
Huh, nnwa, eji m the recipe
Ain't nobody messing with my melody
Ife m bu ga-emechi the ceremony
Make me catching body, catching felony
[Outro]
DJ Neptune
Baddest
Phyno Fino
Sounds of Neptune
Written by: Chibuzor Nelson Azubuike, Kareem Olasunkanmi Temitayo, Patrick Imohiosen


