音樂影片

音樂影片

積分

演出藝人
Ifé
Ifé
演出者
Ifechukwu Mercy Michael
Ifechukwu Mercy Michael
主唱
詞曲
Ifechukwu Mercy Michael
Ifechukwu Mercy Michael
詞曲創作
製作與工程團隊
Emizbeatz
Emizbeatz
製作人

歌詞

Gbabanu oso, gbabanu oso, gbabanu oso, gbabanu oso
Welu nu nwanyo, welu nwayo
Ngwa si nu ebe a, ngwa ka anyi si ebe a
Jide ya aka jide ya aka, jide obiageli aka jide ya aka
Oh yeeaaaah
Oh oh oh yeaaah
Ife m fulu ejugo kwanu mụ anya oh yeaaah
Ife m fulu ejugo kwanu mụ anya oh yeeeah eee
Ife anya mụ fulu erie mụ onu ohhh
Ife m fulu ejugo kwanu mụ anya oh
Ifemelu uuuuh
Ifemelu uuuuh
Ifemelu uuuuh uh
Ifeeee eeh Ifemelu be anyi eyeah
Kedụ ihe iche ji jebe na anya
Ọkwa odi mma ka anyị na achọ
Kedụ ihe iche ji jebe na anya
Ọkwa odi mma ka anyị na achọ
Kedụ ihe iche ji jebe na anya
Ọkwa odi mma ka anyị na achọ
Kedụ ihe iche ji jebe na anya anya anya ahaaaa
I will always remember the words my father said to me eeeh
Stories of the war
The hunger and poverty eeee
3 million brothers and sisters, Fighting for their right
Aguru wee gbuelum umunnem
Promise we will never forget you
Your Legacy would always be brand new
Generations will tell your history
Ife melu uuuuuu
Ifeeeeeeee ife ife ife eeeh
Ife melu be anyi eeeeh
Kedụ ihe iche ji jebe na anya
Ọkwa odi mma ka anyị na achọ
Kedụ ihe iche ji jebe na anya
Ọkwa odi mma ka anyị na achọ
Kedụ ihe iche ji jebe na anya
Ọkwa odi mma ka anyị na achọ
Kedụ ihe iche ji jebe na anya anya anya ahaaaa
Hei yeaaaaa yeahhhhh
Oh oh oh yeaaaaa eh
Amen Amen Amen
Written by: Ifechukwu Mercy Michael
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...