音樂影片

音樂影片

積分

演出藝人
Mr Raw
Mr Raw
演出者
詞曲
Mr Raw
Mr Raw
詞曲創作
製作與工程團隊
Luminary Beatz
Luminary Beatz
製作人

歌詞

[Intro]
The point where crucial decisions must be made
Is called the crossroads
Everybody nwere guardian angel
Ojije anyị na mbata anyị
Ha ga na-ekpuchi anyị
Ọ kwa anyị ma na eje ana bụ isi ije?
Onye arụ dị amarọọ ụdị gold o bu n'arụ
It's Luminary Beatz
[Bridge]
Ogbu mma ga-ana na mma
Onye aka ya dị ọcha, o nwelọọ ife ga-eme ya
Yes, mụ na diọkpara Mary dị na mma
If you know, you know, Abia!
[Verse 1]
Onye ya na Chi ya dị na mma adaa eje ụka ekpele
I mejọọ Chukwu gbuo ikpele, Chukwu ga-emelụ gị ebele
Ife onye ga-abụ n'ụwa ka ọ ga-abụ, no lele
Nwata anwụchago that day n'Abuja, ọ fọdụrụ just nwa obele
Arụ m bụ the temple of God, the devil know
He wan take my life but Chineke Nna sị ya, "No be so"
On the 14th day of August, yawa for don burst
Ashes to ashes and dust to dust, abi na saw dust?
No be small matter, my head for don scatter
Ọọ site n'inye aka nke Chineke ka i ji na-afụ m taata
The motor kụrụ m jaajaa ka m ezuru oshi phone
But thank God na the accident e-break-ịrọọ my bone, yeah
[Chorus]
Enwere m accident na crossroad
Every decision nwere consequences, I for don go
Ogbu mma ga-ana na mma
Adị alive because mụ na ọkpara Mary dị na mma
Aka Chukwu dị ya, hallelujah
Aka Chukwu dị ya, hallelujah
Aka Chukwu dị ya, hallelujah
Adị alive because mụ na ọkpara Mary dị na mma
[Verse 2]
Mụnwa bụ the baller, Mike bụ the keeper
Doctor a-just kpụọ m ụdị isi a kpụrụ Albert with clipper
There's a thin line between life and death, and ọ dị deeper
Motor a dọpụtara m from, dịka motor jamụrụ tipper
As I lioe down for road, blood dey commot from my head
Everybody was scared because they thought I was dead
Moments later, I sent a voicenote to my wifey
Told her we just had and accident, biko pray for my lifey
After the message, I passed out
The few doctors anọrọọ on strike, they cashed out (Wee zọọ m ndụ)
I been no wear seatbelt oh, but arụ nwoke ka dị together
Nwoke bụ a survivor, anụ kpọrọ nkụ, abụ m pure leather
Anybody dị ndụ, arụ siri ike, jee golibe
Because n'ụlọọgwụ, ọọ kwa drip ka e ji eme dorime
Adị m grateful I'm alive today
Because my son would have woken up that same Saturday
Fatherless, God forbid
[Chorus]
Enwere m accident na crossroad
Every decision nwere consequences, I for don go
Ogbu mma ga-ana na mma
Adị alive because mụ na ọkpara Mary dị na mma
Aka Chukwu dị ya, hallelujah
Aka Chukwu dị ya, hallelujah
Aka Chukwu dị ya, hallelujah
Adị alive because mụ na ọkpara Mary dị na mma
[Chorus]
Enwere m accident na crossroad
Every decision nwere consequences, I for don go
Ogbu mma ga-ana na mma
Adị alive because mụ na ọkpara Mary dị na mma
Aka Chukwu dị ya, hallelujah
Aka Chukwu dị ya, hallelujah
Aka Chukwu dị ya, hallelujah
Adị alive because mụ na ọkpara Mary dị na mma
Written by: Mr Raw
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...