音樂影片

音樂影片

積分

演出藝人
Mmiri Oma
Mmiri Oma
演出者
詞曲
Mmiri Oma Anaedo
Mmiri Oma Anaedo
詞曲創作

歌詞

Hustle must pay ×11
Aya nma aya nma
No be because your indomie first done
Odika onye na esi beans ọ\'maro ife , ọ\'na emé
Brother oo hustel must pay oo ho
Hook:aya nma aya nma
(Hustle go pay oo)
Hook:aya nma aya nma
Ị́gba ń\'mbo ire be ihe
Ọkwụrụ ọra kwe-kwe nọ gá akọrọ gị
Màkà ijee Egypt biri with pharaoh owu saa gì ịmara ife anekwu
Hook: Aya nma aya nma
Dö jee gbaba mbọ,Ka iri be ìfè
Hook:aya nma aya nma
Dö jee luba ólú ,ka iri be ìfè
Hook:aya nma aya nma
Ndi na á tú akwụkwọ ná alụ olu ha nà eri ife
Hustle must payoo
Kà anyị gbá ri ba egwu
Amala sia ye
Iyooo ko ko ko ko
Égwu amala sia ye
Kà anyị gbá ri ba egwu
Amala sia ye
Mmiri ọma nwa onye Anaedo abịa oooo
Kà anyị ba ri bá egwu
Amala sia ye
Ogene ichaka
Égwu amala sia ye
Kà anyị gbá ri bá egwu
Igba nkele egwu mu oooohohoooo
Ézì ókwú ná ekwuru si na abgakam mbọ na obụ égo nri
Brother jee chooo ife i\'garu ka anyị ná anụ ogu Police wee bịa
God\'s love and mercy and Grace supersede every imperfections
Brother onwero ife ná emé oohoho
Nwanne onwero ife ná emé
Ekpere Nna ekpe ná uwa
Ka ifeoma méré anyị ná enu uwa
Ndi ná ágbá mbọ ka ìfè mere anyị oo
Oooohohoooo. Ohoooohoo. Oohooohoho
Ma ndi ná tu olu ka ife ọma mere anyị ooo
Let\'s the bollings continue ooho
Ka ife dị mmá wéé mere anyị oooo
Ka anyị tinye áká kà anyị yoba chukwu olisa ná uwa
Ora obodo kà anyi kene oooo
Ndi ézè abia ru na.
Written by: Mmiri Oma Anaedo
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...