積分
演出藝人
Jeriq
聲樂
詞曲
Ani Jeremiah Chukwuebuka
詞曲創作
製作與工程團隊
Dr Jayswaarg
製作人
歌詞
[Intro]
Jayswaarg is the new problem
Ogbe
Sambalitual
Iyoo
[Bridge]
Financial conji na-adọ m
Ego Arthur Eze na-agụ m
Ndị mgbu chọọ ịlụ m mgbu
Mana Olisa pasa n'azụ m
Owuite call me back never
Forever nwoke bụ a paper chaser
Mgbe m na-agụ akwụkwọ
My teacher told me, mind your own paper
[Chorus]
Ego on my mind
Chukwu in my heart
My jean bụ amịrị
Dior on my leg
Anọ m on the way, on the way to ebee?
I am on the way to the top
Never going broke, maka gịnị?
Maka na Chukwu bụ the plug
I trust no okporo, in God we trust
[Chorus]
Ego on my mind
Chukwu in my heart
My jean bụ amịrị
Dior on my leg
Anọ m on the way, on the way to ebee?
I am on the way to the top
Never going broke, maka gịnị?
Maka na Chukwu bụ the plug
I trust no okporo, in God we trust
[Verse 1]
Conji na-adọ m bụkwa financial conji
Started from playing okwuchi mmanya, to e-pop Don P
Preaching like a catechist
Trapping till I succeed
Afụgo m ife na ọlụ a
Hard times made me bleed
Never say never ka m bụ
My prayers bụ ka m dị ndụ
My men n'Obiagụ council
Sị na nleka dị cancelled
Mụnwa anọlọọ n'ife dirty dirty
Why? Abụlọọ m onye ANSEPA
I gat my mind on the paper
Akalịgo m iti up NEPA
Way, gaba n'iru, gaba n'azu, no way
Atụgo m ọlụ kụọ paa, I am waiting for payday
Way, gaba n'iru, gaba n'azu no way
By my left hand kala, my right hand chaplet
[Chorus]
Ego on my mind
Chukwu in my heart
My jean bụ amịrị
Dior on my leg
Anọ m on the way, on the way to ebee?
I am on the way to the top
Never going broke, maka gịnị?
Maka na Chukwu bụ the plug
I trust no okporo, in God we trust
[Chorus]
Ego on my mind
Chukwu in my heart
My jean bụ amịrị
Dior on my leg
Anọ m on the way, on the way to ebee?
I am on the way to the top
Never going broke, maka gịnị?
Maka na Chukwu bụ the plug
I trust no okporo, in God we trust
[Verse 2]
Ego on my mind, no mgbu, positive vibes only
I'm on my own because I want to stay away from jonsing
Achọkwaa m ịnyụ the money till day break, achọlọọ m ya short time
I’m capping you real matters, okpu adịlọọ, real life
Mụ na gị makwa na-adịlọọ ere efe ndị Father Catholic n'ọkịrịka
Obodo mụ na gị ma na mụ na gị wants to be an ọgaranya
Ekelebe free my men, free Kelvin Ogidika
Ife na-eme n’ime ogbe erika, I won't say it ka ọ dị ba
Way, gaba n'iru, gaba n'azu, no way
Atụgo m ọlụ kụọ paa, I am waiting for payday
Way, gaba n'iru, gaba n'azu no way
By my left hand kala, my right hand chaplet
[Bridge]
Financial conji na-adọ m
Ego Arthur Eze na-agụ m
Ndị mgbu chọọ ịlụ m mgbu
Mana Olisa pasa n'azụ m
Owuite call me back never
Forever nwoke bụ a paper chaser
Mgbe m na-agụ akwụkwọ
My teacher told me, mind your own paper
[Chorus]
Ego on my mind
Chukwu in my heart
My jean bụ amịrị
Dior on my leg
Anọ m on the way, on the way to ebee?
I am on the way to the top
Never going broke, maka gịnị?
Maka na Chukwu bụ the plug
I trust no okporo, in God we trust
[Chorus]
Ego on my mind
Chukwu in my heart
My jean bụ amịrị
Dior on my leg
Anọ m on the way, on the way to ebee?
I am on the way to the top
Never going broke, maka gịnị?
Maka na Chukwu bụ the plug
I trust no okporo, in God we trust
[Outro]
Extra ordinaire
It’s beat producer of all nations
Written by: Ani Jeriq Chukwuebuka