音樂影片

音樂影片

積分

詞曲
Christian Obiora
Christian Obiora
詞曲創作

歌詞

[Intro]
Iyee eh, yeah aahn ahn, yeah eh
Fanzy Papaya
Ahn ahn ahn, eh eh ehh
[Refrain]
Ọ banyego (Ọ banyego)
Ọ banyego (Ọ banyego)
Ọ banyego (Ọ banyego)
Ọ banyego (Ọ banyego)
Ticket m abanyego (Ọ banyego)
Ke Ogbuọzọ na ọ banyego (Ọ banyego)
Nwanne na ọ banyego (Sị na ọ banyego)
Ọ banyego (Ọ banyego)
[Chorus]
Goal, goal, over two, home to score, twelve, under four
Ife niine anyị pịlị apị, ọlụ niine anyị lụlụ alụ, fa niine abanyego
Chai! Goal, goal, over two, home to score, twelve, under four
Ife niine anyị pịlị apị, ọlụ niine anyị tụlụ atụ, fa niine abanyego
[Refrain]
Iyee! Ọ banyego (Ọ banyego)
Ọ banyego (Ọ banyego)
Thank God na ọ banyego (Ọ banyego)
Ticket m abanyego (Ọ banyego)
Oh! Ọ banyego (Ọ banyego)
Ọ banyego (Ọ banyego)
Ticket m abanyego (Ọ banyego)
Ke Ogbuọzọ na ọ banyego (Ọ banyego)
Iyee! Eeh!
[Verse 1]
Oya say Fanzy Papaya na Ụmụ Obiligbo abịa (Ahn, ahn, ahn, ahn, ahn)
Oluwa amalitewo ọlụ ya n'ime ogbe (Eh, eh, eh, eh, eh)
Before before, ọlụ nwịịka ka anyị na-alụ
Mgbe Oluwa ji bido ọlụ, chaị, o melụ ndị ilo vam n'anya
I chezọgo, na ife bala aba, abago kpam kpam kpam
Yee eh, ahn ahn ahnn
[Chorus]
Goal, goal, over two, home to score, twelve, under four
Ife niine anyị pịlị apị, ọlụ niine anyị lụlụ alụ, fa niine abanyego
Chai! Goal, goal, over two, home to score, twelve, under four
Ife niine anyị pịlị apị, ọlụ niine anyị tụlụ atụ, fa niine abanyego
[Bridge]
Nekwa ndị a jụlụ ajụ, ndị a na-ekwu na fa tili eti, eh
Si wa chetago ife anyị na-afụ, afịa anyị abatago, eh ehh
[Refrain]
Ọ banyego (Ọ banyego)
Ọ banyego (Ọ banyego)
Game a gbaa na ọ banyego (Ọ banyego)
Ticket m abanyego (Ọ banyego)
Eh! Ọ banyego (Ọ banyego)
Ọ banyego (Ọ banyego)
Thank God na ọ banyego (Ọ banyego)
Ticket m abanyego (Ọ banyego)
[Refrain]
Sị ndị ilo how far (How far?)
Sị ndị ilo how far (How far?)
Sị fa wassupụtụ (Wassupụtụ?)
Ha wassupụtụ (Wassupụtụ?)
Sị amosu how far (How far?)
Sị ọka mbọ how far (How far?)
Sị ndị ilo wassupụtụ (Wassupụtụ?)
Ha wassupụtụ (Wassupụtụ?)
[Verse 2]
Me no like me I dey last time
I thank God for the new lifestyle
Mmiri niine malụ mụ na ọ dị nsọ
Anwụ niine chalụ mụ na ọ dị asọ
Believe in your faith
Work with your faith
Go see say na grace, you go dance for your cage
Look inna mia face, make you come to me place
Go see say na grace, you de dance skelewu
Ewoo, ewoo oh
[Outro]
Ube nwanne m na ọ bago
Ụmụ Obiligbo na ọ bago
Uche Remy, onye m, ọ bago
Stan Jay, nwanne m, na ọ bago
Agbalụsịa, Chukwuebuka
Ọzọ, Bator Bator
Written by: Christian Obiora
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...