積分

演出藝人
Caz Chidiebere
Caz Chidiebere
演出者
詞曲
Caz Chidiebere
Caz Chidiebere
詞曲創作

歌詞

Oh mụ ke kwánụ Ọ dị ihe bu nke a bikonu
Lezie ụnụ ụmụ azi m na achọ ri since
Ọ rụọ kita fa behe siri ịhụ
Ọ bu zịri amụ ka m ayọ zi bikọ
Ma aṅara gị amụ n\'ọkụ̀?
Amụ
Mụ nwa wu otu na adịghị Achọ nsogbụ
A problem solver abụghị a problem creator
Kulie nu na Ka ihu ụmụ azia
Solve ru fa their problem ka onye ọ bụla bụrụ wahala ya ha na awa awa now
Enwere ife ana, mụ adịghị enye gị
Kwa na enye gị Youghurt
Na enye gị Banana
Na enye gị water Melon
Na enye gị Paw Paw
Akpari li onwe gị amụ biko
Bulie anyị alụ ọgụ ka dike lụọ ya ka dimkpa
Ọ ka alawazie azụ gbawa shoot
Ebe m bu kwa ji na ọkpa
Ọ dị ntị njọ na nwanyị na aza nu Okeke
Amụ mụ ọgini ka ina aju mụ oyi
Ebe ụmụ asa gbara kasa kulie kpá ba ike
Amụ mụ ọgini ka ina aju mụ oyi
Ebe ụmụ asa gbara kasa kulie kpá ba ike
Amụ mụ eh
Amụ mụ ọgini ka ina aju mụ oyi
Ebe ụmụ asa gbara kasa kulie kpá ba ike
Amụ mụ ọgini ka ina aju mụ oyi
Ebe ụmụ asa gbara kasa kulie kpá ba ike
amụ mụ eh
Amụ mụ eh
Amụ mụ eh
Enwere ife mere gị ka jụọ ụnụ
Lezie ụnụ ụmụ asa gbara kasa a
Lezie ụnụ ụmụ nwa juro ejo
 Amụ mụ eh
Kulie kpá ike
Ọ dị na ụkwụ
Amụ mụ ọgini ka ina aju mụ oyi
Ebe ụmụ asa gbara kasa kulie kpá ba ike
Amụ mụ ọgini ka ina aju mụ oyi
Ebe ụmụ asa gbara kasa kulie kpá ba ike
Amụ mụ ọgini ka ina aju mụ oyi
Ebe ụmụ asa gbara kasa kulie kpá ba ike
Amụ lezie nu nkechi
Amụ lezie nu Amaka
Bela nọ kwa n\'ụzọ́ abia
Kulie kulie kulie
Lezie nụ Destiny Etiko
Lezie nụ Georgina Ibe
Ma Etinosa
Lezie nụ Kelechukwu eze na
Kulie kpá ike
Ke ife na eme zi
Kulie
Kulie
Amụ kulie kulie kulie
Amụ belie belie belie
Kulie kpá ba ike
Amụ mụ ọgini ka ina aju mụ oyi
Ebe ụmụ asa gbara kasa kulie kpá ba ike
Amụ mụ ọgini ka ina aju mụ oyi
Ebe ụmụ asa gbara kasa kulie kpá ba ike
Amụ mụ eh
Amụ mụ ọgini ka ina aju mụ oyi
Ebe ụmụ asa gbara kasa kulie kpá ba ike
Amụ mụ ọgini ka ina aju mụ oyi
Ebe ụmụ asa gbara kasa kulie kpá ba ike
Ke my mens
Chief Fizzy man mụ
Man mụ ọji amụ eme ọgọ
Aroba mụ Collins Okorie
Oringo Bassey Amụ ya erika guy
Magic Nwa Imo
Amụ gị bụrụ ogwe, ọ ogwe aga aga
Ịdị egwu
Onny Michael Keziah Man mụ
Missing Nwankwọ
Written by: Caz Chidiebere
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...