積分

演出藝人
Kolaboy
Kolaboy
演出者
Barmy
Barmy
演出者
詞曲
Nwodo Victor Chinonso
Nwodo Victor Chinonso
詞曲創作
製作與工程團隊
Barmy
Barmy
製作人
Caution LXE
Caution LXE
混音師

歌詞

Ọdịa
KolaBoy
Sweet, chewing gum, na-arapụta ụmụagbọghọ n'enu bed Anthony
Mana your type dị ụkọ nụ
Sweet, chewing gum, na-arapụta ụmụagbọghọ n'enu bed Anthony (Ọdịa)
Mana your type dị ụkọ nụ
Nne m chọrọ ịbịa ọmụgọ, ọ sị m jee nụọ nwaanyị (Ị kaala)
My Popsi chọrọ ejima, ọ sị m Ọdịa jee nụọ nwaanyị (A big, ị kaala)
Ndị ụmụnna mee meeting, ha sị m jee nụọ nwaanyị (Dianyị, ị kaala)
Obi etogo, ọ gbago afụọnụ, dianyị jee nụọ nwaanyị
My mumsy chọrọ ịbịa ọmụgọ, ọ sị m jee nụọ nwaanyị (Ị kaala)
My Popsi chọrọ ejima, ọ sị m Ọdịa jee nụọ nwaanyị (A big, ị kaala)
Ndị ụmụnna mee meeting, ha sị m jee nụọ nwaanyị (Dianyị, ị kaala)
Obi etogo, ọ gbago afụọnụ, dianyị jee nụọ nwaanyị
Ogoli mara obi di ya, obi di ya
Ọ bụ Chi na-enye ya, Chukwu na-enye ya
Nwoke ọbụna nke chọtara ya n'ụwa, ị chọta ya
Chineke emewo gị eze, O mewo gị eze
Ogoli mara obi di ya, obi di ya
Ọ bụ Chi na-enye ya, Chukwu na-enye ya
Nwoke ọbụna nke chọtara ya n'ụwa, ị chọta ya
Chineke emewo gị eze, O mewo gị eze
Eee, sọ nnwa, heh! (Seh)
Apụnanwụ (Sọ nnwa)
Ugogbeanya nke m (Mummy)
My heart dey beat, ma ị bịahaa ichu mmiri n'azụ ogbe m (Kpọmkwem)
Tomato Jos, one-five
Ọ dịaa ete pancake (At all)
Egogo m ring, bride price, chọọ ndị nwee cake
Anyị panụ nkwụ ọcha (Nkwụ ọcha)
Anyị pataa ji mmanụ (Ji mmanụ)
Anyị kpụ ma ewu, ma ọkụkọ ka anyị jee nụta ada Nkanụ
Asị m egoo m palmwine (Palmwine)
Achị m ụdọ efi (Ụdọ efi)
Asa, jee gwaa ndị be unu na odogwu na-abịa echi (Seh seh)
Ogoli mara obi di ya, obi di ya
Ọ bụ Chi na-enye ya, Chukwu na-enye ya
Nwoke ọbụna nke chọtara ya n'ụwa, ị chọta ya
Chineke emewo gị eze, O mewo gị eze
Ogoli mara obi di ya, obi di ya
Ọ bụ Chi na-enye ya, Chukwu na-enye ya
Nwoke ọbụna nke chọtara ya n'ụwa, ị chọta ya
Chineke emewo gị eze, O mewo gị eze (Apete, apete, nne ọma, seh)
Nne ọma, I do (I do)
I promise, I do (I do)
M bịawa ịnụ gị, m kpụta efi, nnwa, ọ ga-abụ two two
Ị ma na i jizi m n'ọrụ?
Afụrọọ m type gị
Ị chọkwaa rap, enwere m flows, ka m bụrụ pipe gị
Ị bụrọọ ụmụaka chewing gum
For your love, I go sing song
Ị chọkwaa love Chinese, nnwa, nwoke na-asụzikwa chin chong
For your type, a man go live long
Ebu m gị n'isi ka weavon
I promise, I go dey your side, bido na morning till-i dawn (Till-i dawn)
Nne m chọrọ ịbịa ọmụgọ, ọ sị m jee nụọ nwaanyị (Ị kaala)
My Popsi chọrọ ejima, ọ sị m Ọdịa jee nụọ nwaanyị (A big, ị kaala)
Ndị ụmụnna mee meeting, ha sị m jee nụọ nwaanyị (Dianyị, ị kaala)
Obi etogo, ọ gbago afụọnụ, dianyị jee nụọ nwaanyị
My mumsy chọrọ ịbịa ọmụgọ, ọ sị m jee nụọ nwaanyị (Ị kaala)
My Popsi chọrọ ejima, ọ sị m Ọdịa jee nụọ nwaanyị (A big, ị kaala)
Ndị ụmụnna mee meeting, ha sị m jee nụọ nwaanyị (Dianyị, ị kaala)
Obi etogo, ọ gbago afụọnụ, dianyị jee nụọ nwaanyị
Ogoli mara obi di ya, obi di ya
Ọ bụ Chi na-enye ya, Chukwu na-enye ya
Nwoke ọbụna nke chọtara ya n'ụwa, ị chọta ya
Chineke emewo gị eze, O mewo gị eze
Ogoli mara obi di ya, obi di ya
Ọ bụ Chi na-enye ya, Chukwu na-enye ya
Nwoke ọbụna nke chọtara ya n'ụwa, ị chọta ya
Chineke emewo gị eze, O mewo gị eze
Respect to Patty Ọbasị
Keep living in glory, onyeisi
Ọdịa
Kola
Kola
Boy
Sweet, chewing gum, na-arapụta ụmụagbọghọ n'enu bed Anthony
Mana your type dị ụkọ nụ
Sweet, chewing gum, na-arapụta ụmụagbọghọ n'enu bed Anthony
Mana your type dị ụkọ nụ
Written by: Nwodo Victor Chinonso
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...