音樂影片
音樂影片
積分
演出藝人
Ugochi Favour Anosike t/as Ugoccie
演出者
詞曲
Ugoccie
詞曲創作
製作與工程團隊
Uzoigwe John Ndubuisi t/as Beatlord
製作人
Nathaniel George t/as xtraordinare
混音師
歌詞
M there ụtụtụ fụ nụ iru gị
M kele we Chukwu
Postuo ru anyị picture pịa kasị a va ụbụrụ
what I am looking for
Ijikwa ya
All I am searching for
Ọdị gị n'aka
Nwa bụ ihe m n'achọ
Ihe m n'achọ
Ihe m n'achọ
Ihe m n'achọ
Lekwe nụ Ihe m n'achọ
Ihe m n'achọ
Ihe m n'achọ
Ihe m n'achọ
Anya fulu ugo ji ugo ji ugo
Anya fulu ugo ji ugo ji ugo
Ugo ugo
Ugo ugo
Ugo no olugo n'ubo
Ugo no olugo na mma
Ugo maranma ka nwanyị
Ugo nwere obi sari sari
Ugo gbabalum egwu ogene mo
Tebelum egwu ogene ọ
Anya fulu ugo ji ugo ji ugo
Anya fulu ugo ji ugo ji ugo
Ugo Amaka ugo amaa
Ugo Dinma ugo
Ugo bịa gbalu nwa egwu
Bịa gbala egwu ogene ọ
Ugo Dinma ugo asoka
Ugo Dinma ugo
Iye iye iye
Ihe m n'achọ
Nwa bụ ihe m n'achọ
Ihe m n'achọ
Ihe m n'achọ
Ihe m n'achọ
Lekwe nụ Ihe m n'achọ
Ihe m n'achọ
Ihe m n'achọ
Ihe m n'achọ
Written by: Ugochi Favour Anosike t/as Ugoccie