旋律
歌曲有多麼清晰易記且符合明確音樂模式的旋律。通常,旋律分明的作品會擁有清晰易記的器樂或人聲主線。
原聲音質
此指標衡量一首歌曲在多大程度上依賴原聲樂器 (例如鋼琴、吉他、小提琴、鼓、薩克斯風),而非電子或數位合成音效
Valence
歌曲透過和聲與節奏所傳達的音樂積極性或情感基調。數值高通常對應快樂、興奮或愉悅感,數值低則與悲傷、憤怒或憂鬱相關。
節奏感
綜合了節拍穩定性、節奏型態與重拍強度等多重因素,以判定一首歌曲適合跳舞的程度。一首「節奏感強」的歌曲,通常具備穩定的速度、重複的音樂結構與明顯的強拍。
輕快
曲目的律動感可能受節奏快慢、音量起伏與聲譜密度所影響。較輕快的歌曲通常節奏強勁,編曲豐滿;反之,不太輕快的歌曲則可能編曲簡約、節奏較慢。
BPM69
歌詞
Woah!
It's a Blaq Boy Banks
(Onye anwụlụ)
Everybody want to point accusing fingers, o set-ie, o tido
I was still in the trench oge popo tụụ down, o nweedị onye ma ebe m si were tido
They tryna block me half way, bịa way, kee your way? Ị ma ebe m si wee bido?
I was still in the trench oge e fii men n'ime ogbe, ị ma na men efigo?
M ka inye gị full scores by otu o si adị n'ime ogbe, but time agago
Men lụlụ ọlụ asị sị alụna n'ime ogbe, ị ma na men akago?
Ị ma na men abịago? Ị ma na men awago? Men anago
And the ọlụ akago, mana owuite anago (Woah)
Adịị m afụdị nke mmadụ, sọ ihe m na-chọ bụ ka m bute my own
Adịị m anụdị onu mmadụ, do not disturb bụ ihe dị na my phone
Before the clout on the gram, men dịbu high on a low
I had to grind my way out of poverty, so I had to play my role
Rest in peace Chee Chee, nnwa ogbe a ma ama
My men etinyebe alụ, bụ na e kwubeedị ebe a ga-aga
Nye m my share, ị kọwa akụkọ, bịa way, ọ kwa anyị kpaa ya akpa?
Anyị akpachabee, ị na-e-book-zi Bolt, ị dịkwanụ sure na ị ga-ana?
I'm on my lane
Nothing can come between me and my money
Maka ụmụ asa na-abịa now, ha ncha chọọ money
And ego gị gwụ, ha ncha ga-act funny (Ha ga-act funny)
I’m on my lane
Nothing can come between me and my money
Kama m ga-adị sober, m pop-ụọ molly
Ọọ mụ ka ị na-akpọ free show? Ị dịkwa funny, ị dịkwa funny
I’m on my lane
Nothing can come between me and my money
Kama m ga-adị sober, m pop-ụọ molly
Ọọ mụ ka ị na-akpọ free show? Ị dịkwa funny, ezigbo funny
This people dị against us
Two of my men dị locked up
But I’m never giving up
That’s the way I was brought up
Go tell them I can’t stop
Cos the bills surplus
But God is never late bụ the reason why I don't rush
I told my dawg my time will come
Very soon anyị egolu Patek
Ayọọ m Olisa, biko send down the rain ka Majek Fashek
Echetee m mgbe anyị na-amabu bus, n'ilu WAEC
Chukwu edegoru m my cheque
My scores bụ ten over ten
Rest in peace Chee Chee, nnwa ogbe a ma ama
My men etinyebe alụ, bụ na e kwubeedị ebe a ga-aga
Nye m my share, ị kọwa akụkọ, bịa way, ọ kwa anyị kpaa ya akpa?
Anyị akpachabee, ị na-e-book-zi Bolt, ị dịkwanụ sure na ị ga-ana?
I'm on my lane
Nothing can come between me and my money
All these **** come around cos I'm popping
And ị ma okwu dagharịa, ha act-ịa funny, ha act-ịa funny
I’m on my lane
Nothing can come between me and my money
Kama m ga-adị sober, m pop-ụọ molly
Ọọ mụ ka ị na-akpọ free show? Ị dịkwa funny, ị dịkwa funny
I’m on my lane
Nothing can come between me and my money
Kama m ga-adị sober, m pop-ụọ molly
Ọọ mụ ka ị na-akpọ free show? Ị dịkwa funny, ezigbo funny
I'm on my lane
Adịị m afụdị nke mmadụ
Ihe anyị nọ bụ personal race
As I dey work, I dey pray
My own no go pass me by
Onye anwụlụ
Written by: Chukwu Francis