歌詞
OG
Kpofee kpofeee, natu'onunwa
Shuu, haaa
Onwekwanu ihe ha n'ekwu?
Aya aya aya aya aya, haa
Otu Nwoke biakwutere Jesus na Galilee
Gini ka m ga eme ka m we keta ala eze Chineke?
Onye nwe anyi gwara si fu mmadu ibe gi n'anya
Ime otua eh, iga eketa ala eze Chineke
Otu Nwoke biakwutere Jesus na Galilee
Gini ka m ga eme ka m we keta ala eze Chineke?
Onye nwe anyi gwara si fu mmadu ibe gi n'anya
Ime otua eh, iga eketa ala eze Chineke
Ime otua, ime otua, ime otua
Ehhhh ehh
Ime otua, ime otua, ime otua
Ehhhh ehh
Ime otua, ime otua, ime otua
Ehhhh ehh
Ime otua, ehhhh ehh
ime otua, ehhhh ehh
Lee m anya, Chukwu n'edu m
Abanyego m na mmuo and ona evu m
Osi m no worry na my tank g'eju
Onye obula cholu imejo m, ukwu ya ama'mba shoe
Afu m gi n'anya, the way I love myself
M n'edebe Iwu Chukwu for my own sake
Onye mpa ya bu IG ada aba cell
Onye mpa ya bu IG ada aba cell
Otu Nwoke biakwutere Jesus na Galilee
Gini ka m ga eme ka m we keta ala eze Chineke?
Onye nwe anyi gwara si fu mmadu ibe gi n'anya
Ime otua eh, iga eketa ala eze Chineke
Otu Nwoke biakwutere Jesus na Galilee
Gini ka m ga eme ka m we keta ala eze Chineke?
Onye nwe anyi gwara si fu mmadu ibe gi n'anya
Ime otua eh, iga eketa ala eze Chineke
Ime otua, ime otua, ime otua
Ehhhh ehh
Ime otua, ime otua, ime otua
Ehhhh ehh
Ime otua, ime otua, ime otua
Ehhhh ehh
Ime otua, ehhhh ehh
ime otua, ehhhh ehh
Ime otua ime otua ehhh eh
Ayooooo mamamamama yo yo'ehi
Ime otua ooooo oh
Ime otua eh yah
Written by: Olisaemeka Chinweugo Ugwu