album cover
Ehee
album cover
Ehee 由 Azuri 於 2025年8月15日發行,收錄於專輯《Ehee - Single》中
Released2025年8月15日
標籤Azuri
語言English
BPM89
旋律
原聲音質
Valence
節奏感
輕快

音樂影片

音樂影片

歌詞

[Intro]
Rord
Onwero
Kelly bad man
[Chorus]
Achalugo si ka ogbaru m egwu
Ehee ehee
Emmanuel si na o ga egbu m egbu
Ehee ehee
Ekebego nni isi m naba ka m ga wete eku
Ehee ehee
Si na afo adiro eju m eju
Ehee ehee
[Chorus]
Achalugo si ka ogbaru m egwu
Ehee ehee
Emmanuel si na o ga egbu m egbu
Ehee ehee
Ekebego nni isi m naba ka m ga wete eku
Ehee ehee
Si na afo adiro eju m eju
Ehee ehee
[Refrain]
(Cho cho cho cho cho cho)
Ije ije ije ije
Ije ije ije ije
Ije ije ije ije
Ije ije ije ije
[Verse 1]
Sendielu m address
Ife a ka o gwara mu bu nwa oma ana akpo agnes
Although ama m na ona abia from a far place
Emma come dey vex be like he dey craze
Obido gbaluba face
Ochoba excuse
Nekwe efulefu
Agama evu
Asi na osere goof
He change my mood
M donye ya na boot
Obiara inusa mu ogu maka achalugo
[Verse 2]
Ochoba excuse
Nekwe efulefu
Agama evu
Asi na osere goof
He change my mood
M donye ya na boot
Obiara inusa mu ogu maka achalugo
[Chorus]
Achalugo si ka ogbaru m egwu
Ehee ehee
Emmanuel si na o ga egbu m egbu
Ehee ehee
Ekebego nni isi m naba ka m ga wete eku
Ehee ehee
Si na afo adiro eju m eju
Ehee ehee
[Chorus]
Achalugo si ka ogbaru m egwu
Ehee ehee
Emmanuel si na o ga egbu m egbu
Ehee ehee
Ekebego nni isi m naba ka m ga wete eku
Ehee ehee
Si na afo adiro eju m eju
Ehee ehee
[Refrain]
(Cho cho cho cho cho cho)
Ije ije ije ije
Ije ije ije ije
Ije ije ije ije
Ije ije ije ije
Written by: Anih Elijah
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...