旋律
歌曲有多麼清晰易記且符合明確音樂模式的旋律。通常,旋律分明的作品會擁有清晰易記的器樂或人聲主線。
原聲音質
此指標衡量一首歌曲在多大程度上依賴原聲樂器 (例如鋼琴、吉他、小提琴、鼓、薩克斯風),而非電子或數位合成音效
Valence
歌曲透過和聲與節奏所傳達的音樂積極性或情感基調。數值高通常對應快樂、興奮或愉悅感,數值低則與悲傷、憤怒或憂鬱相關。
節奏感
綜合了節拍穩定性、節奏型態與重拍強度等多重因素,以判定一首歌曲適合跳舞的程度。一首「節奏感強」的歌曲,通常具備穩定的速度、重複的音樂結構與明顯的強拍。
輕快
曲目的律動感可能受節奏快慢、音量起伏與聲譜密度所影響。較輕快的歌曲通常節奏強勁,編曲豐滿;反之,不太輕快的歌曲則可能編曲簡約、節奏較慢。
BPM95
積分
演出藝人
Mhlody
主唱
Khenyzee
演出者
詞曲
Onyedika nwokoye
詞曲創作
Ekene Wisdom Ndukwe
詞曲創作
製作與工程團隊
Mhlody
製作人
歌詞
Ogini na emedi (Udo)
Umu nwoke di very gorgeous
Egwukwana egwu ebe a
Puta ilo ka odigi naru ikwulu nebe a
Egwu bu egwu ndi okalu obi
Iga erinwukwa ego a
Neenu nife men na eme nisi ebe a
You can call me Mhlody Jaraking Kam na aza oh
Mu na khenyzee Nwanne (rap cardinal) hm hm hm
Okwa my money Kam na eri
Who hol pass me ogbasaro m
Uwa bu uwa chukwu
Elu uwa bu uwa chukwu
Ife odogwu kanyi na eme nu
Muna my guys bu anu nwere obi
No competition at all
No competition at all oh
Etiwaram ogbe Ayaya oweh
Etiwara m ogbe iyokoko
Egwu a bu ugwu ikorobia Ayaya oweh
Ndi Ike Ndi Ike nabia iyokoko
My guy etiwara m ogbe Ayaya oweh
Iyokoko na egbuo m Agu iyokoko
Egwu a bu ugwu ikorobia
Ayaya no competition at all
Nekwa odogwu ka o na abia
Mmanwu aputago nu
Nkem mmere juo oyi mmee ozo nu
Okwu akpu nonu oh
Nekwa odogwu ka o na abia lolo
Mmanwu aputago nu oh
Nkem mmere juo oyi mmee ozo nu
Okwu akpu nonu
men nwee funds
Ojomma
AKu na esi obi Ike
Aku abata
Bundle bundle
Ojomma
AKu na esi obi Ike
Aku abata
No chochocho
Ojomma
Aku na esi obi Ike
Aku abata
No competition at all
No competition at all
Etiwaram ogbe Ayaya oweh
Etiwara m ogbe iyokoko
Egwu a bu ugwu ikorobia Ayaya oweh
Ndi Ike Ndi Ike nabia iyokoko
My guy etiwara m ogbe Ayaya oweh
Iyokoko na egbuo m Agu iyokoko
Egwu a bu ugwu ikorobia
Ayaya no competition at all
Ogbeni Egwukwana egwu ebe a
Puta ilo ka odigi naru ikwulu nebe a
Egwu bu egwu ndi okalu obi
Iga erinwukwa ego a
Neenu nife men na eme nisi ebe a
Uuh uuh Big convoy
Ifugo ka motor si wee toluo junction
Men m anoro na talko no be chewing gum boys
Security choke no be toy toy gun
Anyi agbawasia door
Way we go dey pull harder
Convoy tinyere okada
Nwoke daputa na burnfire
Enwee men nwe the Godfathers
Anywhere wey we don gather
Ana eme ife odika ofala
Ewetekwana onu don’t bother
Oburukwa Naira na o dollar
Na so ifem choro bu bank alert
Muna Obi cubana counter part
Vintage with the entourage
Putabagodu ebe zenco park
Cp kporom along the line
Instigator pitakwa dey
Kwa mmiri na ezoro ora 1 na Canada
E money egwuro egwu
Nekwa odogwu ka o na abia
Mmanwu aputago nu
Nkem mmere juo oyi mmee ozo nu
Okwu akpu nonu oh
Nekwa odogwu ka o na abia lolo
Mmanwu aputago nu
Nkem mmere juo oyi mmee ozo nu
Okwu akpu nonu oh
men nwee funds
Ojomma
AKu na esi obi Ike
Aku abata
Bundle bundle
Ojomma
AKu na esi obi Ike
Aku abata
No chochocho
Ojomma
Aku na esi obi Ike
Aku abata
No competition at all
No competition at all
Etiwaram ogbe Ayaya oweh
Etiwara m ogbe iyokoko
Egwu a bu ugwu ikorobia Ayaya oweh
Ndi Ike Ndi Ike nabia iyokoko
My guy etiwara m ogbe Ayaya oweh
Iyokoko na egbuo m Agu iyokoko
Egwu a bu ugwu ikorobia
Ayaya no competition at all
Written by: Ekene Wisdom Ndukwe, Onyedika nwokoye

