音樂影片

音樂影片

積分

演出藝人
Chief Dr. Oliver De Coque & His Expo '76 Ogene Sound Super of Africa
Chief Dr. Oliver De Coque & His Expo '76 Ogene Sound Super of Africa
主唱
詞曲
Oliver Nelson
Oliver Nelson
作曲

歌詞

Eleta aghara
O nya bu usonu
Eleta
Aghara
Ya bu na mmadu na ibe ya na-aso usonu
O ka o mee
O nwe na-adabanu
Hm
Onye m mejoru gbagharu m, oh
Onye m mejoru gbagharu m, inugo?
Ife I melu n'enu uwa, leh
Aga m agbagharu gi, oh
O dighi onye omume ya kasi mma
I cho n'anyi ga-adi na mma
I cho n'anyi ga-adi na mma
Enyochazina omume m, oh
Agaghi m enyocha nke gi, oh
N'uso bu eleta aghara
Eleta aghara, ya bu uso
Onye emefiela ibe ya
Onye emejoru, gbaghalu
N'uso bu eleta aghara
Eleta aghara, ya bu uso
Onye emefiela ibe ya
Onye emejoru, gbaghalu
N'uso bu eleta aghara
Amalu nwoke, ama uche ya
Amalu nwanyi, ama obi ya, eh
Agwa mmadu niine na-akpa
Omume di n'iche n'iche n'uwa
Agwa mmadu niine aburo ofu
Onwe ka onye si eme
I mana nke onye na-eli n'enu uwa
Ka ibe ya na-aso
Omume onye dili ya, nwanne m
Agwa onye na-aso gi uso
Onye ndi njo, onye di mma
Onye di mma
Chukwu ma onye di mma
Onye di mma na-aso
N'uso bu eleta aghara
Onye di mma na-aso
Uso bu eleta aghara
Nwanne na nwanne na di mma
Bu eleta aghara
Nwanne na nwanne na di mma
Bu eleta aghara
Oyi na oyi na-aso uso
Bu eleta aghara
Di na nwunye na-ebi ofuma
Bu eleta aghara
Obodo na-ebi n'udo
Bu eleta aghara
Eleta aghara bu idi mma
Eleta aghara
Eleta aghara, uso bu eleta aghara
Eleta aghara
O bu ya bu uwa
Ogene Super Highlife
Anyi bu ndi Africa
Anyi kwu chim chim
Aka du du
Aka na-aku ukpo
Amalu nwoke, ama obi ya
Amalu nwanyi, ama obi ya, eh
Agwa mmadu niine n'akpa
Omume di n'iche n'iche n'uwa
Agwa mmadu niine aburo ofu
Onwelu ka onye si eme
I ma na nke onye na-eli n'enu uwa
Ka ibe ya n'aso
Omume onye dili ya, nwanne m
Agwa onye na-aso gi uso
Onye di njo, onye di mma
Onye di mma, Chukwu ma onye di mma
Onye di mma na-aso
N'uso bu eleta aghara
Onye di mma na-aso
N'uso bu eleta aghara
Nwanne na nwanne na-adi mma
Bu eleta aghara
Nwanne na nwanne na-adi mma
Bu eleta aghara
Oyi na oyi na-aso uso
Bu eleta aghara
Di na nwunye na-ebi ofuma
Bu eleta aghara
Obodo na-ebi n'udo
Bu eleta aghara
Nwanne na nwanne na-adi mma
Bu eleta aghara
Oyi na oyi na-aso uso
Bu eleta aghara
Di na nwunye na-ebi ofuma
Bu eleta aghara
Obodo na-ebi n'udo
Bu eleta aghara
Eleta aghara bu idi mma
Eleta aghara
Eleta aghara, n'uso bu eleta aghara
Written by: Oliver Nelson
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...