Music Video

Aka M Di Ocha (Live)
Watch {trackName} music video by {artistName}

Credits

PERFORMING ARTISTS
Paul Nwokocha
Paul Nwokocha
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Paul Nwokocha
Paul Nwokocha
Songwriter

Lyrics

Paul nwoke ocha chukwu agoziwom Abum onye uwa oma (Onye uwa oma kam bu) Paul nwoke ocha chukwu agoziwom Abum onye uwa oma (Onye uwa oma kam bu) Umu chukwu onye aka ya di ocha Ogini ge meh ya nu (Onye uwa oma kam buh) Umu chukwu onye aka ya di ocha Ogini ge meh ya nu (Onye uwa oma kam buh) Nwata kpakwa nku ka nke ibe ya Asi nor kpara na ajor ofia (Onye uwa oma kam buh eh) Nwata kpakwa nku ka nke ibe ya Asi nor kpara na ajor ofia (Onye uwa oma kam buh eh) Akubilo... akubilo Asim gi gaba niru (Ga ba nu niro atu na gi) Nwata kwo cha aka wa (Ga ba nu niro atu na gi) Asim gi gawa niru (Ga ba nu niro atu na gi) Nwata kwo cha aka wa (Ga ba nu niro atu na gi) Asim gi gawa niru (Ga ba nu niro atu na gi) Nwa chineme... nwa chineme Eeh oo (nwachinemere kam bu eh) Umu ibo wey tuwiru wey kwuwe Wey si Okwa ike adi ya toka nwoye ka Oyi adi gwakwa onye oga wa cha cha Okwa ike adi ya toka nwoye ka Oyi adi gwakwa onye oga wa cha cha Okwa onye nor nennu eh(obuya) Natu ijo ida nala Okwa onye nor nennu eh(obuya) Natu ijo ida nala Onye nor na la, onato ujor odada(nba nu atall) Onye nor na la, onato ujor odada(asim na o oneme) Akamu di ocha
Writer(s): Paul Nwokocha Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out