Lyrics

(Eehhh nwanne if it's a hit, áká anyị dị à) Sese, bia Master diwelu une (Mastaa) Iye iye iye yelele, otua Iyo koko, onye olima Who no know go know Na men donye ịrụ n'iga ámá Obodo e d'élu jim-jim Enwepute cash añaa na-enu Màkà na ònye na-ekwero ga-ekwee A nwee gwazie gị na ọ na-eme Nwanne ife na-ebe ka na-ebee Ị fugo na doings get levels Ndi agaba (lee lee - abaa) Mehn I makwa emee (abaa) A babe I makwa eme (abaa) Guy ijeko oleee (abaa) I ma n'ife edele-ede (abaa) Na ọbụ ife enyele-enye o (abaa) Na street omele eme (abaa) I fugo na doings get level Ebube agụ na-eche nu agu eeee Okilikili ka agba ukwu ose Enyi, I ga alaiki anyi ooo (chai, I ga alaiki anyi ooo) Nwanne I makwa ka anyi si kwadoo You cannot stop a movin' train oo M bunye gi ya I ga alaiki anyi ooo (I ga alaiki anyi ooo) The girl si na ma ada anyu-anyu Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmili Ilie my money ebele adilia Ana m anụ ifeee I mana ifu doings I ga-agbakaa K'ida afụ ụzọ I nara anụ ifee Iyokoo doings get levels ooo (I fugo na doings get level) Ndi agaba (lee-lee, abaaa) Mehn I makwa emee (abaa) A babe I makwa emee (abaa) Guy ijeko oleee (abaa) I ma n'ife edele-edee (abaa) No be ife enyele-enye oo (abaa) Na street ọ mele-eme (abaa) I fugo na doings get level Boys a na-ama aka Open up gosi ya your babe, si ya som na awa-awa Mu na gi ada agba mgba Nwa Ọ bialu ije ya ana-ana Edoko buleebu na Toscana na akuzi ka carpenter Afụ dimkpa afu ogologo iru ya Na nwoke bute ike, na umu nwa ga afunata isi a The boys libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ Emesia akpọluo ụnọ, na ofe m nwa ga atọnata ụtọ Asi m na ọ ya atọnata ụtọ (ibeee) Jugodi akuku ite, na e nwekwaa levels to this Ekenee kenee Chukwu na hustle e mechaa pụta ife E nwee ife di iche from égbé na égbè Na onye ji egbe na-agba égbé And onye ji ego febe-ego, onye ji egbe agbawa egbe Guy kilibe doings (eeee) Just negodu doings (eeeee) Udi ife a na-eme na movies (eeee) Fa ncha socha na doings (eeee) Asa i na anwulu na doings (eeee) Okwa ntụọ ọkpọnwa m Zubis (eeee) The convoy that we move in (eeee) Fa ncha socha na doings (eeee) The girl sị ná mụ adi anyụ-anyụ Maná ọ bụ màkà n'ọda agba mmili Ilie my money ebele adilia Ana m anụ ifeee I mana ifu doings I ga-agbakaa K'ida afụ ụzọ I nara anụ ifee Iyokoo doings get levels ooo (I fugo na doings get levels) Kedụ ife I na ata jiri anyi okwu-?(I fugo na doings get levels) Kedu ife I na ata jiri anyị anyaa? (I fugo na doings get levels) Nwanne I ga emenwu ife anyi na-emee? (I fugo na doings get levels) I mazikwa na-ekelu ọlụ ekee? (I fugo na doings get levels) Yahaaa Who no know go know Na men donye itu n'iga ama (hits monsta) Obodo edelu jim-jim Enwepute cash añaa na-enu Maka na onye na-ekwero ga-ekwee A nwee gwazie gị na ọ na-eme Nwanne ife na-ebe ka na-ebee (I fu go na doings get levels)) Ndi agaba
Writer(s): Sunday Ginikachukwu Nweke, Chinedu Izuchukwu Okoli, Chibuzor Nelson Azubuike Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out