Texty

Odia Kola boy Sweet chewing gum N' araputa umu agboho N' enu bed anthony Mana your type di ukonu Sweet chewing gum N' araputa umu agboho N' enu bed anthony Mana your type di ukonu Odia Nnem choro ibia omugo Osim jee nuo nwanyi (ikala) My popsi choro ejima Osim odia jee nuo nwanyi (A big ikala) Ndi Umunna mee meeting Ha sim je nuo nwanyi (di anyi ikala) Obi etogo oh agbago afuonu di anyi jee nuo nwanyi My mumsy choro ibia omugo Osim jee nuo nwanyi (ikala) My popsy choro ejima Osim odia jee nuo nwanyi (A big ikala) Ndi umunna mere meeting Ha sim jee nuo nwanyi (di anyi ikala) Obi etogo oh ogbago afuonu di anyi jee nuo nwanyi, nuo nwanyi Ogoli mara obi di ya, obi di ya Obu chi n' enye ya, chukwu n' enye ya Nwoke obuna nke chotara ya n' uwa Ichota ya Chineke emewo gi eze, omewo gi eze Ogoli mara obi di ya, obi di ya Obu chi n' enye ya, chukwu n' enye ya Nwoke obuna nke chotara ya n' uwa Ichota ya Chineke emewo gi eze, omewo gi eze Ehh so nwa Apunanwu (so nwa) Ugogbe anya nkem (mummy) My heart dey beat ma ibiaghaa ichu mmiri n' azu ogbem (kpomkwem) Tomatoe jos one five Odiaa ete pankace Ogogom ring bride price choo ndi nwe cake Anyi panu nkwu ocha (nkwu ocha) Anyi pata ji mmanu (ji mmanu) Anyi kpu ma ewu ma okuko ka anyi jee nuta ada nkanu Asim egom palm wine (palm wine) Achim udo efi (udo efi) Asa jee gwaa ndi bee unu na odogwu na abia echi Seeh seeh Ogoli mara obi di ya, obi di ya Obu chi n' enye ya, chukwu n' enye ya Nwoke obuna nke chotara ya n' uwa Ichota ya Chineke emewo gi eze, omewo gi eze Ogoli mara obi di ya, obi di ya Obu chi n' enye ya, chukwu n' enye ya Nwoke obuna nke chotara ya n' uwa Ichota ya Chineke emewo gi eze, omewo gi eze Apete apete Nne oma Nne oma i do (i do) I promise i do (i do) Mbiawa inugi mkputa efi nwa oga abu two two Imana ijizim n' oru Afurom type gi Ichokwa rap enwerem flows Kam buru pipe gi Iburo umuaka chimgum For your love i go sing song Ichokwa love chinese nwa nwoke na azuzikwa chinchong For your type a man go live long Ebum gi n' isi ka weavon I promise i go dey your side bido na morning tilli dawn Nnem choro ibia omugo Osim jee nuo nwanyi (ikala) My popsi choro ejima Osim odia jee nuo nwanyi (A big ikala) Ndi Umunna mee meeting Ha sim je nuo nwanyi (di anyi ikala) Obi etogo oh agbago afuonu di anyi jee nuo nwanyi My mumsy choro ibia omugo Osim jee nuo nwanyi (ikala) My popsy choro ejima Osim odia jee nuo nwanyi (A big ikala) Ndi umunna mere meeting Ha sim jee nuo nwanyi (di anyi ikala) Obi etogo oh ogbago afuonu di anyi jee nuo nwanyi, nuo nwanyi Ogoli mara obi di ya, obi di ya Obu chi n' enye ya, chukwu n' enye ya Nwoke obuna nke chotara ya n' uwa Ichota ya Chineke emewo gi eze, omewo gi eze Ogoli mara obi di ya, obi di ya Obu chi n' enye ya, chukwu n' enye ya Nwoke obuna nke chotara ya n' uwa Ichota ya Chineke emewo gi eze, omewo gi eze Respect to Patty Obasi Keep living in glory onye isi Odia Kola Kola Boy Sweet chewing gum N' araputa umu agboho N' enu bed anthony Mana your type di ukonu Sweet chewing gum N' araputa umu agboho N' enu bed anthony Mana your type di ukonu
Writer(s): Victor Chinonso Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out