Στίχοι

Ife melu mji agba ogwu bukwa na i can not afford to be sober Gbadoanya gbadoanya n'ime ghetto maka obi men lewalu elewa Ife anyi n'eme maka lack of ego on a daily bukwa chizoba K'onye na alu n'ime bank I pay attention to only money matter Chukwuebuka Kwechili never say never Akpa mna ede bu the bigger bag Currency chasing on a regular N'ime my ghetto Chukwuebuka Kwechili n'iru olu ka ndi mgbuka Oluwa mabuza mabuza Ego inyelu otedola ga e fit kwam Running from the popo n'ime c400 Never die poor bu the eleventh Commandment Akanchawa jumbo size to all Iyoo cartel Doing nothing about being broke is an offense Itobe onu with asa gi anyi analu gi asa gi tido Afum asa alobam ebe okwu n'okporouzo na abani k'obuzi onye popo And I gave her 50kpa k'onye bem isi ka bisi till ngwa ya n'ozugo she tell me I love you amakwam n'ona asamu isi with ncha n'ogbo Ibu obele nwa I'm not kidding with you You feeling me but I am not feeling you Before you kill me I am done killing you Abiam for the mulla abialom for you Muwa bu ogbe k'ina ewetelu onu Ima na abulokwa Onye mkpotu Imelu ife ndi mgbu bia mu na akuku Mgwa gi n'isi gi elugo ipia bottle Ife melu mji agba ogwu bukwa na i can not afford to be sober Gbadoanya gbadoanya n'ime ghetto maka obi men lewalu elewa Ife anyi n'eme maka lack of ego on a daily bukwa chizoba K'onye na alu n'ime bank I pay attention to only money matter Chukwuebuka Kwechili never say never Akpa mna ede bu the bigger bag Currency chasing on a regular N'ime my ghetto Chukwuebuka Kwechili n'iru olu ka ndi mgbuka Oluwa mabuza mabuza - Ego inyelu otedola ga e fit kwam 1 2 3 4uck owuite till o nwuo G Capital Letter F Asa gi till onyuo Iga etinye ose na ofe nsala k'otowa ezigbo uto Iga atukwa ezigbo olu ka the olu kwuta ezigbo ugwo Omo umu yoruba gwalum owonikoko chupado the owo ka chicharito Asili sina Afulo nke eme eme nke afu abulo gi jee chuba mgbada togo 7zeros over 90 okporo Bombing ka ndi boko To avoid afufu tomorrow To Avoid akuko. Awalawa tomato blessed ka iwene tansi ita afufu na adim ka ita nsi Ekelebe na ajum ife mna eme n'ime ofia msi fa n'ejem inyu nsi Odika ego bu everything maka Ife obuna di na uwa nwelu fee na emeka offor etinye aka n'akpa ifulo phone gi malu na Inwe go P Ife melu mji agba ogwu bukwa na i can not afford to be sober Gbadoanya gbadoanya n'ime ghetto maka obi men lewalu elewa Ife anyi n'eme maka lack of ego on a daily bukwa chizoba K'onye na alu n'ime bank I pay attention to only money matter Chukwuebuka Kwechili never say never Akpa mna ede bu the bigger bag Currency chasing on a regular In my ghetto Chukwuebuka Kwechili n'iru olu ka ndi mgbuka Oluwa mabuza mabuza Ego inyelu otedola ga e fit kwam
Writer(s): Ani Jeriq Chukwuebuka Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out