Lyrics

Mike Ejeagha bụ the Boss Onye na ekwetero bụ a curse Egwú na akụkọ ifo, Suoru m ya na Igbo Mike Ejeagha bụ the force Abu m Onye Igbo to the core Barzini Amaechi si na mu dika Rick Ross Maka the way I dey hustle and the way you Dey hustle my guy no be issues to discuss Since m bialu Lagos I dey work Onwero mepe lu m to chop Okwesiro onye Igbo fu onye Igbo Ofu competition Mehn that shit really need to stop All these hatred bu the effect of the war Anambra Na Imo na acho iruzi wall Enugu Na Ebonyi bu ofu before Mana onye choro inu nwanyi olu a zie wall Oga adịrịririr gị mma Isee Ịga eje eje na abata abata Isee Ife ọbụla ina eme ya buru n'aka gi Di ocha obi n'igwe ga agozi the work Iseeee Oseburuwa wepulu anyi war Iseeee Ozo eme na ga abu afa my son Isee Ife anyi na ayo chukwu bu ka odebe anyi Ndu nye anyi ife nile anyi na achozi and more Isee Oga adịrịririri gị mma Isee Ịga eje eje na abata abata Isee Ife ọbụla ina eme ya buru n'aka gi Di ocha obi n'igwe ga agozi the work Iseeee Oseburuwa wepulu anyi war Iseeee Ozo eme na ga abu afa my son Isee Ife anyi na ayo chukwu bu ka odebe anyi Ndu nye anyi ife nile anyi na achozi and more Isee Anyị ncha bụ mmadụ nwanne onwero ònyekwa bu ọsụ Nsibidi 2 ezi okwu ka m na ekwu Everyday adia abụ April fool So anyị ga ajụ governors anyi what they do Anyị ga enyocha kwanụ onwe anyị Befrore anyị akpogbube pope anyi Ebe ọbụna ịnọ Germany to China Ị gana echeta kwa the code anyị Onye Igbo na agba mbo Bulu oga From Okada to a phantom Ruba uno and your people never smart up Ịnọ in power and your people never charge up Chei! Wo Aru yaba Mma gi biko kee ebe o ga eje Afia anyi gbalu oku biko kedu if anyi ga ere Ka anyi nete nu onwe anyi Malu zie Nwanne anyi Welu ifunanya na udo na eme ife anyị na eme Oga adịrịririri gị mma Isee Ịga eje eje na abata abata Isee Ife ọbụla ina eme ya buru n'aka gi Di ocha obi n'igwe ga agozi the work Iseeee Oseburuwa wepulu anyi war Iseeee Ozo eme na ga abu afa my son Isee Ife anyi na ayo chukwu bu ka odebe anyi Ndu nye anyi ife nile anyi na achozi and more Isee Oga adịrịririri gị mma Isee Ịga eje eje na abata abata Isee Ife ọbụla ina eme ya buru n'aka gi Di ocha obi n'igwe ga agozi the work Iseeee Osebuluwa wepulu anyi war Iseeee Ozo eme na ga abu afa my son Isee Ife anyi na ayo chukwu bu ka odebe anyi Ndu nye anyi ife nile anyi na achozi and more Isee Oseburu uwa oseburu uwa oseburu uwa Chi efo chi efo chi efo chi efo Arinze gi na nke ime arinze gi na nke ika ga eme Anyi ralucha tete Isi awaro afor aruro anyi esiro n aura banye na onwu Anyi ekene gi na ekene ani na ekene ala ani na ekene ala adanma Oga adịrị gị mma Isee Ịga eje eje na abata abata Isee Ife ọbụla ina eme ya buru n'aka gi Di ocha obi n'igwe ga agozi the work Iseeee Oseburuwa wepulu anyi war Iseeee Ozo eme na ga abu afa my son Isee Ife anyi na ayo chukwu bu ka odebe anyi Ndu nye anyi ife nile anyi na achozi plus more Isee Ogologo ndu na aru isi ike ya akokwana anyi Isee Ife olu nwanyi ya akokwana ani Isee Ife akwamiko nwa ya akokwana anyi Isee Chinike nna oburu na ekwube ife oma Ina aru na uwa chi ga eji chi ga abo O gi nwa karili Anyi na asi gi bia gozie nu anyi bu umu Igbo no na obodo a Gozienu ala Egypt anyi no na be fa Gozienu ukwu ala Egypt gozienu ukwu ala igbo anyi sin a ya Chineke nna ma ndi anyi metara na ndi anyi na emetaro Anyi bu nwata na awu aru na afo na afo Egbuna anyi akpana anyi akpa etie nwata With aka nri ewere aka ekpe dochieta ya
Writer(s): Valentine Ogbu Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out