Music Video

Egbe
Watch {trackName} music video by {artistName}

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
DennyB
DennyB
Performer
Robert Lawani
Robert Lawani
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Robert Lawani
Robert Lawani
Songwriter

Lyrics

(Duka Duka) (Uda egbe ndi nso) (Duka Duka) (Duuu) (Du du du Duka Duka) (Uda Egbe ndi Nso o) Okwa is Aza bu sure Aza? (O ife igwaa m so) Nwee kpotalugi a sure loader Ego baa aza, icholo e form a sharp shooter Nsogbu julu oyi na mpepe, ije bulia sinye na gas cooker (Iga anu uda egbe ndi nso) Bia nwoke m, kunyeya na BTc, icholo ikwu ya na RIP? Maka nga apiadogi TID Ekensu ga enye VIP Taa, Ngwakwa gi erina ego m Kita ina agwam na ijilo ego 10% m ka iji eguli egwu? Biko ewela iwe, ka mjuo gi, Icho ka anyi gbaa egbe? (Icho inu uda ya?) Icho ka anyi gba egbe? (Mma nku n'ebe ebe) Hmmm, taa Icho ka anyi gba egbe? Adim egwulegwu oru Icho ka anyi gba egbe? Iga afu ka osi adi, Iga afu ka osi Icho ka anyi gba egbe? Duka Duka Ee Aza Man? I no want hear story oo Ka o reflect n'aza m ozugbo ozugbo, Oiso Asim gi oiso Icho inu uda ya? Icho kanyi gbaa egbe? Nga elekwa oku Ciger o, Ifu ka osi adi Icho kanyi gbaa egbe? Come here, lets peace oiso, Akiko adiro a Taa, Icho kanyi gbaa egbe? Adim egwulegwu n'olu o Afulodim iru gi n'iru olu No Icho kanyi gbaa egbe? Icho ifu ka osi adi? anyi ga enwe na mpempe Icho ka anyi gba egbe? (Duka Duka) (Duu du du du du du)
Writer(s): Robert Lawani Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out