Listen to Ekwueme (feat. Osinachi Nwachukwu) by Prospa Ochimana

Ekwueme (feat. Osinachi Nwachukwu)

Prospa Ochimana

Contemporary Gospel

Music Video

Ekwueme (feat. Osinachi Nwachukwu)
Watch {trackName} music video by {artistName}

Featured In

Listen to Ekwueme (feat. Osinachi Nwachukwu) - Single by Prospa Ochimana
ALBUMEkwueme (feat. Osinachi Nwachukwu) - SingleProspa Ochimana

Credits

PERFORMING ARTISTS
COMPOSITION & LYRICS
Prospa Ochimana
Prospa Ochimana
Lyrics

Lyrics

Onye Nwe anyi ezitewo Ndi Mmoziya ka ha nonyere anyi You are the Living God o Eze, no one like You Ekwueme! Ekwueme! Ekwueme! Ekwueme! You are the living God o! Eze, no one like you Ekwueme! Ekwueme! Ekwueme! Ekwueme! You are the living God o! Eze, no one like you You are the living God o! Eze, no one like you Eze, no one like you You're my Healer, You are my Keeper My Restorer, My Life-giver You are the living God o! Eze, no one like You No one can do me like You do No one can touch me like You do, God! eh You are the living God o! Eze, no one like You You picked me from the miry clay Set my feet on the rock to stay You are my promoter You are my defender You are the Living God o! Eze, no one like you Okechi e nnukwu chi Okechi e nnukwu chi Nani gi bu ome okachie Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme Omo okachie nnukwu chi Amama amasi amasi Olori ihe loro che loro enti Agu bata Ohia Mgbada awara Oso Ekwueme so gi bu Ekwueme Ihe ikwuru bu ihe ina eme Ihe ikara bu ihe ina eme Obu onye n'ekwu ma chim kwuchasia? Obu Onye N'aturu chim uka chukwu? Inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e Inweghi onyiri amama amasi amasi Ebube dike, Okechi, Ekwueme Ihe ikwu k'ina eme Oloro Ihe loro ihe loro Enyi kpuru odumu n' Oke nmanwu n'eta Onwe ya Ogbara nkiti Okwu biri n' onu ya Echeta obi esie ike Gaga n' ogwu Amama amasi amasi Oje n' nmuo, Oje na madu chukwu Oma Obata ulo adinma Ebube dike, Ebube dike, Ebube dike, Ebube dike Ekwueme! Ekwueme, Ekwueme Ekwueme, Ekwueme, Ekwueme Chi jury éluigwe we ju Uwa nile Ekwueme ihe ikwuru ka ina eme Ekwueme nani gi bu ekwueme Ikuku aman'onya chi obioma Ekwueme ememue Ogara ngada nga Obata ulo adi uma, chukwu onye olu ebube Ekwueme ihe ikwuru ka'ina eme Obu onye n'aturu gi uka chukwu oma? Obudi Onye n'ekwu ma ikwuchasi chukwu ebighebi Nani gi bu ekwu eme, ihe ikara bu ihe ina eme o! Ekwueme ibu ekwueme Oke nmiri nke n'ebu ogwe! Ebighebi eligwe!, Oke nmanwu n'eti onwe ya Obata ulo adimma Chukwu o, chukwu o, chukwu o, chukwu o, chukwu o Ekwueme imedawomu obi Chukwu oma, Oletara onye emejoro chukwu oma Ekwueme, chi n'echere mu so gi bu ekwueme o Ekwuemem mu mmm Ekwueme See what you've done for me See how you set me free You are the Living God o! Eze, no one like You See what you've done for me See how you delivered me You are the Living God o! Eze, no one like You Eze, no one like You Eze, no one like You You are the Living God o!
Writer(s): Prosper Ochimana Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out