Lyrics

Nwa I kene lu m I kene lo m I don't care Chi m e chetago m o che zero m Oru nwoke ka na e follow up Ike nwoke bu bu follow come Ego oné bu ego Ego oné bu ego Ego oné ka m g'akpata i wee kpowa m Eze ego Ego oné bu ego Ego oné bu ego How much is money nwa Ego oné bu ego First of all m na eto your sexiness Ebe i choro i bu my call welu egwu a ka mms I di sharp and I di tall oyibo gi di excellent Ihe i bu n'azu bu bomb and I di kwu intelligent O tego m ji a nwuru gi nwa since I n'agu na queens Mgbe anyi na aku kpo na dragon mgbe anyi na eyi agba agba jeans Nwanne nee zi enu Chinenye ubosi a buzi kwa chic And from ihe m n'afu n'aru gi nwa i bu onye league When I looked in your eyes You got me hypnotized Your prowess di very demanding nwa I have to decide Cause a maro m your mind I cho zi I hapu m behind Nwa m ga ekwechiri kwa gi cause your type di hard to find Nwa I kene lu m I kene lo m I don't care Chi m e chetago m o che zero m Oru nwoke ka na e follow up Ike nwoke bu bu follow come Nwa kee ka i mee Nwanyi oma m n'ekolu your sexiness So so onye mgbu g'ebute gi me chaa kpowa gi ex O buru na I ma mma bu class I n'agbago di first I n'agbago di first Ego oné bu ego Ego oné bu ego Ego oné ka m g'akpata i wee kpowa m Eze ego Ego oné bu ego Ego oné bu ego How much is money nwa Ego oné bu ego I n'eme ka o na I maro zi m o kwa mua bu Quincy Raph Onye mmapi di ka gi i n'enyo kwa m then ka giraffe Na lesson class Anyways all these were in the past But e develop m a feeling I never knew would last Bombastic very fantastic Negodi obi the nwa the thing ka kwu chi m ka plastic I'd love to play in that your field Stephen Appiah I di ka sharp I n'elote lu m Regina Askia How far a ma m na at first I si m na love I choro ya Plus na Emeka bia na a kolu gi everything m na a kolu ya Nwa hapu ndi okporo a do Belgium ka ha na e buhari Afia gi bu dachii ya melu all these men ji eru hari Nwa I kene lu m I kene lo m I don't care Chi m e chetago m o che zero m Oru nwoke ka na e follow up Ike nwoke bu bu follow come Nwa kee ka i mee Nwanyi oma m n'ekolu your sexiness So so onye mgbu g'ebute gi me chaa kpowa gi ex O buru na I ma mma bu class I n'agbago di first I n'agbago di first Ego oné bu ego Ego oné bu ego Ego oné ka m g'akpata i wee kpowa m Eze ego Ego oné bu ego Ego oné bu ego How much is money nwa Ego oné bu ego Ego oné bu ego Ego oné bu ego Ego oné ka m g'akpata i wee kpowa m Eze ego Ego oné bu ego Ego oné bu ego How much is money nwa Ego oné bu ego
Writer(s): Godwin Eneh Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out