Music Video
Music Video
Credits
PERFORMING ARTISTS
Timothy Chukwudi Godfrey
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Timothy Chukwudi Godfrey
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
Kaycee Nyerho Avwomakpa
Engineer
Nicholas Baeta
Engineer
Lyrics
[Verse 1]
Merciful father
Your reckless love upon me
Is indescribable
Unpollutable
Aga m akọrọ ole ka ọ bụrụ ole?
Ehh!
[Verse 2]
Owere na abọ
Anyị ajaa ya aja
Agbanwe agbanwe
Ome mma
Omekasị omekasị
Chi na-achara m okwu
Chi na-ebuli m elu
Chi dị ebube
Ebube n'ime ebube
Ebube mbekumbe
Okorọbịa dị mma
Okorọbịa nwere obi ọma
Ị na-agagharị na-eme mma
Ị na-agagharị na-agwọ ọrịa
[Verse 3]
Anywhere he went
Anywhere he goes
Even right now
Even right here
[Verse 4]
He's doing wonders
Doing miracles
Otimbodombo n'ime obodo
Nnukwu mmọnwụ bata
Obere mmọnwụ agbawa
[Verse 5]
Kitikiti katakata
Katakata kitikiti
[Verse 6]
I tiri ndị mmụọ gwoo gwoo
Tie ha gbaa gbaa
Gba gba tiri gba gba
Odogwu n'agha
Oke ikuku nụrụ olu gị wee dere duu
[Verse 7]
Ya mere anyị ji etuo Gị
Igweeeeee!
[Verse 8]
(Eze!)
Eze!
Eze ndị eze!
Eze ndị eze n'eze eze!
Ị dị egwu
Ị dị ukwu
Ị dị omimi
N'ime omimi
Site n'ugwu
Rue na ndịda
[Verse 9]
Leenụ!
Leenụ!
Lekwanụ!
O yiri ọkụ dịka uwe
Ọkụ na-agba zam zam
Ị dị ike
Ị dị ọcha
Wee dịkwa nsọ
Ọzọ pịata pịata n'elu ogwu
Chukwu nna jiri Gị were mee ekwensu taa kpuchie ọnụ
Ọgbajiri igwe kpọọ ya toothpick
Akpọ ya ofu ugboro
Ọ zaa ugboro asaa
Who can stand against you?
Who can challenge Jehovah?
[Verse 10]
Onye!
Onye dịka gị!
Onye yiri gị!
Onye dịka Chukwu
Ọkwa Gị mere nwaanyị aga tụrụ ime
Di nwaanyị isimkpe
You stick closer than a brother
Obi n'igwe ọgọdọ ya na-akpụ n'ala
Who can battle with the Lord?
The Lord strong and mighty
The Lord mighty in battle
Oloro ihe loro ihe loro enyi
[Verse 11]
Ya mere anyị ji etuo Gị
Igwe!
Written by: Timothy Chukwudi Godfrey