Lyrics

The Emperor, the conqueror The champion, the Lion is here Nzogbu nzogbu Enyimba enyi Mastaa Tuo ya dike (ahhhh) Ne nu dike Tuo ya dike (ahhhh) Ne nu dike Ihe eji amara dike eru o nu Egwu e change go Ihe eji amara dike eru o nu Egwu adagharigo Onwere ngabasi (ahhh) Onaemekasi (ahhh) Onwere ngabasi (ahhh) Ona apiakasi (ahhh) Ebubedike (ahhh) Iferikekwe (ahhh) Nwanyi manaria, achalugo dike (ahhh) Clear the road for who sabi (Who dey, who dey, who dey, who dey) Step aside for the game changer (Who dey, who dey, who dey, who dey) Who dey zuzu Onye ana ekwu maka ya aputago (Who dey, who dey, who dey, who dey) Anu ana agba egbe ona ata nri (Who dey, who dey, who dey, who dey) Who dey para Onwere ngabasi (ahhh) Onaemekasi (ahhh) Onwere ngabasi (ahhh) Ona apiakasi (ahhh) Ebubedike (ahhh) Iferikekwe (ahhh) Nwanyi manaria achalugo dike (ahhh) The Emperor, the conqueror The champion, the Lion is here Nzogbu nzogbu Enyimba enyi The Emperor, the conqueror The champion, the Lion is here Nzogbu nzogbu Enyimba enyi Tuo ya dike (ahhh) Ne nu dike Tuo ya dike (ahhh) Ne nu dike Ihe eji amara dike eru o nu Egwu e change go Ihe eji amara dike eru o nu Egwu adagharigo Oshirijigbo (ahhh) Mmanwu shinne (ahhh) Oga ndi oga (ahhh) Ike na ebube dike (ahhh) We no dey carry last (ahhh) Osebuluwa nnonyelu Anyi (ahhh) Nwanyi manaria (ahhh) Achalugo dike (ahhh) Mix Monster
Writer(s): Chinedu Izuchukwu Okoli, Sunday Kweke Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out