Lyrics

Ọsọ gi buru ya gaba nkwọ Ejim ọfọ Agba m uche na nkpọ Ejim ọfọ Ima kam si kwado? Ejim ọfọ (Kezyklef production) Esim esi n'ọkụ Fa ma kam si kwado Ebukwam ji n'ụkwụ (Tinyenum n'egwu) Fa chọlụ k'amalu ifem menwuu ebe m tolu n'otu Ichọ nkụwasi anyi kuwasia!! (Tatawu!!) Emelum ka ha mata, na gbuo m agaghi ata m ata Fa che na obele gbana m see bụ ife g'agba m ara Fa chọlụ kam naba onitsha k'eje mubam ahia Mana Ajụụ m ajụ(huh) Fa chọ ka isi m waa waa waa ma isim ekwerọ awa Ka nwoke naa naa naa ma nwoke ekwerọ ana Fa chọ ka ọkụ m nyụọ nyụọ nyụọ ma ọkụ m ekwerọ anyụ Ejim ọfọ Ejim ọfọ Fa chọ ka isi m waa waa waa ma isim ekwerọ awa Ka nwoke naa naa naa ma nwoke ekwerọ ana Fa chọ ka ọkụ m nyụọ nyụọ nyụọ ma ọkụ m ekwerọ anyụ Ejim ọfọ Ejim ọfọ Mmebe ofuma, kuolum aka Nwa baby, kuolum aka Enyi m, kuolum aka Nwachiobubo, kuolum aka Flashy kuolum aka Okoko kuolum aka Ezeumu tuolum asa, achorokwan ndi iga agbajikwa m aka Odika fa amuta go iwa anya Fa cho irako mu na onye nwe anyi O wee fa n'anyi n'eme ife ka anyi Oge erugo mgbem g'eweputalu fa anya Onye o n'ewe one one leg Akpọ nọ na one one ten Nwa buru fine fine girl E golu ya whole wholesale Fa chọ ka isi m waa waa waa ma isim ekwerọ awa Ka nwoke naa naa naa ma nwoke ekwerọ ana Fa chọ ka ọkụ m nyụọ nyụọ nyụọ ma ọkụ m ekwerọ anyụ Ejim ọfọ Ejim ọfọ Fa chọ ka isi m waa waa waa ma isim ekwerọ awa Ka nwoke naa naa naa ma nwoke ekwerọ ana Fa chọ ka ọkụ m nyụọ nyụọ nyụọ ma ọkụ m ekwerọ anyụ Ejim ọfọ Ejim ọfọ Ama m ama n'ama, Ala n'agba m ara Ebim ebi n'ofia, achalụ ezigbo anya Fa che na obele asiri fa gbalụ yata awam isi, mana aka m aka Osọ gi ikwucha later imetụ onye ina agwanụ aka Ebum isi okpuko ya melu fa ji atam uta Ezege efele nkuwa mana adiro awa m awa Maka akpo m akpo nu (akpo m akọ nu) All over the world egwu a bu egwu eji eri nu olili Call me anything but you cannot call me ofe ogiri Apiasa london a landia lagos kponye ogidi Maka alu ya alu (boy, alu ya alu) Acholu m success Mmaputa express A gubulum last but now aguba the boy dey come first Umu nnunu tulu atulu Ladies julu ajulu Amam na m gba nkiti fa ebunye m afifia kam bu aturu So m jebe ejebe, kuolu m aka Ma m naba, kuolum aka Ifex puta, kuolu ya aka Ka odowa kuolu ya aka Onye macha abalu ya mba Ozuzuo atuo ya utu aka Engine akwolu ya oka Six to six ejee lu ya uka Fa chọ ka isi m waa waa waa ma isim ekwerọ awa Ka nwoke naa naa naa ma nwoke ekwerọ ana Fa chọ ka ọkụ m nyụọ nyụọ nyụọ ma ọkụ m ekwerọ anyụ Ejim ọfọ Ejim ọfọ Fa chọ ka isi m waa waa waa ma isim ekwerọ awa Ka nwoke naa naa naa ma nwoke ekwerọ ana Fa chọ ka ọkụ m nyụọ nyụọ nyụọ ma ọkụ m ekwerọ anyụ Ejim ọfọ Ejim ọfọ Esim esi n'ọkụ Fa ma kam si kwado Ebukwam ji n'ụkwụ (tinyenum n'egwu) Fa chọlụ k'amalu ifem menwuu ebe m tolu n'otu Ichọ nkụwasi anyi kuwasia!!
Writer(s): Chibuzor Nelson Azubuike, Ifechukwu Greg Eze Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out