Credits

PERFORMING ARTISTS
Beepee D Rapgod
Beepee D Rapgod
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Beepee D Rapgod
Beepee D Rapgod
Songwriter

Lyrics

[Verse 1]
M nwụọ, m ga-eje ọkụ mmụọ for the rest of my life?
Ọ ga-ewute m na m ebinwurọọ the best of my life?
M ga na-eri uju na mụ adago the test of my life?
Na mgbe m dị alive, na m chefuru to invest in my life? (My life)
Ọọ Chukwu nwe mkpụlụobi m after my life?
Ka ekwensu a na-eche n'ọkụ mmụọ for my soul to arrive?
M ga-atasị afụfụ a niine, just for me to survive
Then after my life, a tụnye m n'ime ọdọ ọkụ for life? (My life)
Well, it seems closer while the shit is getting far away
Christmas bụ for Jesu, Mohammed salah day
With eziomuume niine, neenụ where my father dey
So kpọọ m efulefu cos I no fit follow my father way (My life)
Born a christian n'obodo enwee freedom of religion
Ebe e lofuu traditions for western education
A mụọ nwatakịlị, e dulie jebe immunisation
Fa na-amarọọ ife ọ bụ, sọ nwaata ga-afụ the repercussion (My life)
O nwerọọ onye ma where the soul goes after death
Otu anyị si diamana onye form-ụụ the alphabet
Ife anyị ma bụ ife a kụziili ndị kụziili ndị kuziili anyị ife niine, maọbụ nke a gụtaa n'internet (My life)
So many people parading to be Jehovah sent
Adịrọọ m sure na ọọ the same Jesu Kristi Peter met
Ma ọ bụụ na ị bịarọọ ụka, ị ka nọ na the safer end
Cos the main target bụ akpaego onyinye dị n'internet
[Verse 2]
Yeah, so many questions in my head
Say make I leave the questions for another day eh-eh
What if I no live to see the other day, eh-eh?
I'm gon' regret for the rest of my life
I'm lost and I can't find my way
Somebody say make I follow another way
All the voices in my head, as they whisper in my ear, eh-eh
I'm gon' regret for the rest of my life, eh yeah
Oh-oh oh oh oh oh
Oh-oh oh oh oh oh
Oh-oh oh oh oh oh
I'm gon' regret for the rest of my life, eh yeah (Why? See)
[Verse 3]
Adị m ready for a re-union, shouldn't be fighting my demons
M ma njụ ekwensu maka na m fụlụ mmụọozi to lean on
Stuck with a lot of options, mana enwerọọ m decision
Ụdị ọnọdụ m nọ kịtaanụnwa enweedị definition (My life)
N'obodo ndị isi, ọ kwa onye ofu anya bụ king?
Decievers a na-atụ sọ asị, believers a na-achọ miracles
N'etiti ndị nwụlụ anwụ, onye ala bụ king
Eziokwu dịzi forbidden, adaa egezi okwu the oracles (My life)
N'obodo foundation bụ evil, mụnwa pillar truth
Na ewepụ mkpọlọgwụ, ukwu osisi amaa mmịpụta fruit
Keezi ka ndị bu ọnụ si etiilụ Father ife na booth?
Sọọsọ oge mmụọ nsọ ji ekwu okwu bụ na Pastor yili suit (My life)
Anya ndị ụka na-afụ sọ the uwe mwụda, guy
Sọnsọ Chukwu ma ife dị n'ime akpa Father yi n'okpulu gown
Ife anyị na-ekwezi bụ ukwe mgbasa makana ike agwụgo nya bụ aka ji ife nwata so it's time to bring it down (My life)
Oge m na-eto sọ ife m chọlụ bụ to stay holy
Ka my whole story na-egosị evidence God's glory
Ka alụ m bụlụ ụnọ nsọ Chukwu, momma prayed for me
Still enwerọọ m happiness until the day I found kpoli
Now my whole hope of heaven is gone
Mụnwa bubu ife ụka n'isi ka asa si ebu weavon
Ajọ ife bụzi fun
Analigo m, no return
Connect-ịa Wi-Fi ụnọ ụka na-a-download sọ porn (My life)
Adịị m atụzi egwu hell fire
I went further to ịgụ census na church choir
A good boy gone bad, I'm going way badder
Story of a born sinner
[Chorus]
Yeah, so many questions in my head
Say make I leave the questions for another day eh-eh
What if I no live to see the other day, eh-eh?
I'm gon' regret for the rest of my life
I'm lost and I can't find my way
Somebody say make I follow another way
All the voices in my head, as they whisper in my ear, eh-eh
I'm gon' regret for the rest of my life, eh yeah
Oh-oh oh oh oh oh
Oh-oh oh oh oh oh
Oh-oh oh oh oh oh
I'm gon' regret for the rest of my life
[Outro]
First Class Mix
(My life, my life)
I'm gon' regret for the rest of my life
(My life, my life)
I'm gon' regret for the rest of my life
Written by: Beepee D Rapgod
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...