Credits
PERFORMING ARTISTS
Olammiri
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chinaza Ada Igbo
Songwriter
Lyrics
Nwanyi makarisiri ibeya na mma
Nne mara obim
Ogbanje Mmiri m
Nne na agugu umu ya obi
Ola Ocha na ola Edo
Na aka gi ka osi abia
Nwanyi Mara nma
Achala ugo nwanyi oma daalu
Ezenwanyi nwe Mmiri
Nwanyi Gold
Nwanyi silver
Ejiri eke wee mere ola
Ejiri judge wee mere cotton
Alaa na azu nwa
Ezenwanyi mmuo anyamma
Ezenwanyi Mmiri ayamma
Ezenwanyi mmuo anyamma
Olu m ekelekwa gi ayamma
Ojemba enwe ilo ayamma
Alaa na azu nwa le anyamma oh
Ozuru Ora nne m oh ayamma oh
Olu m ekelekwa gi ayamma
Iheoma imeere m oh ayamma
Ya kam ji bia na iru gi ayamma oh
Ibuye nu go aja ekele oh ayamma oh
Ezenwanyi mmuo anyamma
Ezenwanyi nne m oh
Okwa gi bu nne ora nile
Olum na ekelekwa gi nne m oh
Daalu ezi nne m
Daalu nne m oma oh
Olammiri na ekele oh oh oh
Ezi nne m oma oh
Ezenwanyi mmuo anyamma
Ezenwanyi Mmiri ayamma
Ezenwanyi mmuo anyamma
Olum ekelekwa gi ayamma
Ezenwanyi nne m oh
Kee bi na oke osimiri oh
Mama silver and gold oh
You too much oh Mama
Plenty big blessings osi na aka gi abia
Aku na uba na omumu you dey give am surplus oh
Mama ana m aja gi mma-mma oru aka gi bu so mma mu na nwa nne m Olammiri na asi gi mama nma nma
Mama ana m aja gi mma-mma oru aka gi bu so mma mu na nwa nne m Olammiri na asi gi mama nma nma
Eh ezi nne m
Omuma asa aru nne m
Ugogbe oyibo oh
Ara na asu nwa
Nnem oh okwa gi bu azuru Ora nne m
Olum na ekelekwa gi oh
Ijele daalu oh
Omu bu ezenwanyi Olammiri na nwa nne m chinaza Ada igbo na ekelekwa gi oh na iheoma ina emere umu gi
Unu anyi juputara na abu ekele
Daalu ezi nne m ejele nwanyi oma daalu.
Written by: Chinaza Ada Igbo