Lyrics

Kweeke kweeke kweeke kweeke A sị na-agbara aka na-azọ anị Onye ji ji ga na-akọnye ji n'anị Ọ kwa ọnụ ga-ekwu Mana ọbụ onye a gwaziri ọ kwenu Ya bụzi na ọka-okwu ekwuka nụ Kweeke, Ikpu Ezi onyi ọ k'isi eme A sị n'anyi ejebe mụ ejebenụ Onye mara O kwer'izu o kwere abụọ jidenụ ya risienụ A mazi m n'ibụ oke Mana oké adịghị eri azụ e nyere ya dobenu, onyị mụ ọọ Agwọ anyị igbuziri kedụ k'osiri ga nụ? Anyị dị n'izugbe ekiri Anyị apụta n'iru anyị ajụba nụ onyi mụ ọ ọ Mkpiri anyị gbuziri kedụ k'osiri ga nụ Ọnyi mụ aaa Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa A na-agbazi aka azọ n'ani, nne oooo Onye jizi ji ga na-akọnye nụ Okwu anyị kwuziri na-ekwu udo nụ Onye emena onye emena akọ nụ Ya k'buziri gabazia n'iro nụ I na-etizi k'ọmazia nụ onye nụ Ọ k'ọbụrụ k'osi di I fugozinu n'ọbụ asị Ezi onyị mụọ bịaba nụ Ọnyi mụ aa Ọ bụzi k'isi emenụ, onyị mụ aa aaa Mmmmm... mmmmmm A na-agbazị aka adọ n'anị adọ ọ ọ ọ Okwu anyị kwuru na-ekwu udo nụ I fụgozinu n'ọbarụ nụ Onye e mezina, onye emezina doo nụ Ya k'iburu gaba nụ n'iro nụ I na-etizi k'ọbụrụ onye nụ K'ọbụrụ n'ọbụ asị Ọ bụzi k'isi emenụ nụ Ọnyi mụ mmm Mmmmm... mmmmmm Mmmmm... Mmmmm A na-agba aka azọ ani doo nụ ooo Onye ji ji must na-akọnye nụ Ọ kwa ọnụ ga-ekwu n'ụwa nụ Mmmmm
Writer(s): Chief Stephon Osita Osadebe Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out