Top Songs By Dj IBB
Similar Songs
Credits
PERFORMING ARTISTS
Dj IBB
DJ
Aguero Banks
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Ominyi Ifeanyi chukwu
Composer
Chukwu Francis
Composer
Joshua Osajiokwoeh
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
Jay Pizzle
Producer
Lyrics
Mmmmmmmm
DJ Igbo bad boy
You’re scratching me crazyyyyy
Onye anwụrụụụụụụụụ
Nwa sị na ọmarọ amachi
M’sị ya butuo
K’am gbagote enu pụta
Machitelụ ya afịa eh
And you know say I no go rush you
Nwayọ nwayọ ka onye anwụrụ
g’eji yipu ya efe eh
Anything wey happen tonight
Don’t blame it on Onye anwụrụ
Blame it on the f**cking shayo eh
Nwa sị’m I’m catching feelings
M’si ya this night is not special
I do it every other day
Nwayọ, nwayọ
Sị ya werụ ya nwayọ
Nwayọ, nwayọ
Sị ya werụ ya nwayọ
Men mụ anọrọ na yard
M’ga agbacharụ gị alert
And ịmana ịnwe’m na ịru ọrụ
Ịfụ na ihe m’agba bụ attack
Ihe mụ bụna ukwu abụrọ one man load
M’gba gị ka 4 man post
And imana bendia gị
No man can come close
Machite gị jumbo
Ịfụ na ihe mụ n’eme bụ no promo
Onye anwụrụ got paid
I got paid in euros
Ọkwa ịma emeeeee
All my men believe n’ime ọfụma
Emerụ gị ya na BTC
Ịbụdị eteeeeeee
Why’re you dulling in the question
Asa Ka’m jụkwa gị ya ọzọ
Ọkwa ịma emeeeee
All my men believe n’ime ọfụma
Emerụ gị ya na BTC
Ịbụdị eteeeeeee
Why’re you dulling in the question
Asa Ka’m jụkwa gị ya ọzọ
Nwa sị na ọmarọ amachi
M’sị ya butuo
K’am gbagote enu pụta
Machitelụ ya afịa eh
And you know say I no go rush you
Nwayọ nwayọ ka onye anwụrụ
g’eji yipu ya efe eh
Anything wey happen tonight
Don’t blame it on Onye anwụrụ
Blame it on the f**cking shayo eh
Nwa sị’m I’m catching feelings
M’si ya this night is not special
I do it every other day
Nwayọ, nwayọ
Sị ya werụ ya nwayọ
Nwayọ, nwayọ
Sị ya werụ ya nwayọ
Men mụ anọrọ na yard
M’ga agbacharụ gị alert
And ịmana ịnwe’m na ịru ọrụ
Ịfụ na ihe m’agba bụ attack
Mma wedịa in a haste
Bụrụ gị naa my place
Bụrụ ihe m’kịrị na spatacus
Mee ya copy and paste
As in, Mma wedịa in a haste
Bụrụ gị naa my place
Bụrụ ihe m’kịrị na spatacus
Mee ya copy and paste
Ọkwa ịma emeeeeeeeeee
Nwa sị na ọmarọ amachi
M’sị ya butuo
K’am gbagote enu pụta
Machitelụ ya afịa eh
Ịbụdị eteeeeeeeeeee
And you know say I no go rush you
Nwayọ nwayọ ka onye anwụrụ
g’eji yipu ya efe eh
Ọkwa ịma emeeeeeeeeee
Anything wey happen tonight
Don’t blame it on Onye anwụrụ
Blame it on the f**cking shayo eh)
Ịbụdị eteeeeeeeeeee
Nwa sị’m I’m catching feelings
M’si ya this night is not special
I do it every other day
Written by: Chukwu Francis, Joshua Osajiokwoeh, Ominyi Ifeanyi chukwu