album cover
365
1133
Hip-Hop/Rap
365 è stato pubblicato il 26 luglio 2024 da Nuno Zigi come parte dell'album Zero Caution
album cover
Data di uscita26 luglio 2024
EtichettaNuno Zigi
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia
BPM73

Video musicale

Video musicale

Testi

[Intro]
Hehe
Kee ihe na-eme? Kee ihe na-eme?
Zigi, Zigi, raah
Otu, I dey rep, nwanne, keezi?
Yeah
Stryka
247 365 a na-akụ
Men get lifestyle, girls ga na-anwụ
Mchọọ m fenyie cash n'enu, ọdịị agwụ
Street ga na-akwụ
Yeah
[Verse 1]
I can’t get this off my
I can’t get this off my chest
Ego dị m na obi
No dey hate on my success
Ịma late night o, na oyi
My goal this year bụ ka akpọọ m "onye ọgwụ ego"
Onye ọgwụ ego, onye ọgwụ ego, onye ọgwụ ego
Welụ nwayọ na-a-buzz my cellular na igonyerọ m phone
Igonyere m phone?
Mgbe ọ dị gị na aka m naa gị ọkwa inyenwurọ m loan
Mjee meenụ ya on my own
Now the boy is blown
Now the boy analụgo aka
OYO, on my own
[Chorus]
247 365 a na-akụ
Men get lifestyle
Girls ga na-anwụ
Mchọọ mfenyie cash n'enu
Ọdịị agwụ
Street ga na-akwụ
Street ga na-akwụ
[Chorus]
247 365 a na-akụ
Men get lifestyle
Girls ga na-anwụ
Mchọọ mfenyie cash n'enu
Ọdịị agwụ
Street ga na-akwụ
Street ga na-akwụ
[Bridge]
E go pay till eternity
E go pay me till eternity o
Ọ ga-akwụsa m
E go pay till eternity
Block
Street ga na-akwụ
Street ga na-akwụ
[Verse 2]
Dem dey wonder
Why them never see me coming?
Iyoo, Stevie Wonder
This thing na-echu ha ụla abanị
Yet, dem dey ponder
Asa m nyee number
Sị na otu m si akwụnye pipe m na tap ya na ọ ga-e-save afa m with "plumber"
Yeah
Everything be turning around for my good
For my good
Ka ụmụ asa na-emelụ m 360 na hood
Ọkịrịka before before
Kee maka now? Dior, Dior
Kee ebe m bi? Above the law
Oliver Twist achọọ m more
Mpa, inwee liver ili my dough
Time is money, Jacob and co
Sọ ndị olewa **** I know
Ehhh, **** I know
Ọkwa inwee liver ili my dough
Time is money, Jacob and co
Sọ ndị olewa **** I know
Ehhh, **** I know
[Chorus]
247 365 a na-akụ
Men get lifestyle
Girls ga na-anwụ
Mchọọ mfenyie cash n'enu
Ọdịị agwụ
Street ga na-akwụ
Street ga na-akwụ
[Chorus]
247 365 a na-akụ
Men get lifestyle
Girls ga na-anwụ
Mchọọ mfenyie cash n'enu
Ọdịị agwụ
Street ga na-akwụ
Street ga na-akwụ
[Outro]
Kee ihe na-eme? Kee ihe na-eme?
Otu I dey rep, nwanne keezi?
Nuno Stryka combo killer
None other sicker
Written by: Ayadinuno Okechukwu
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...