ミュージックビデオ
ミュージックビデオ
クレジット
PERFORMING ARTISTS
Jeriq
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Ani Jeremiah Chukwuebuka
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Dr Jayswaarg
Producer
歌詞
[Intro]
Jayswaarg is the new problem
Ife melụ m ji agba ọgwụ, bụkwa na I cannot afford to be sober
Gbado anya, gbado anya n’ime ghetto, maka obi men lewalụ elewa
Ife anyị na-eme maka lack of ego on a daily bụkwa Chi zọba
Ka onye na-alụ n’ime bank, I pay attention to only money matter
[Verse 1]
Chukwu ebuka
Kwechili, never say never
Akpa m na-ede bụ the bigger bag
Currency chasing on a regular
N’ime my ghetto, Chukwu ebuka
Kwechili n’iru ọlụ ka ndị mgbuka
Oluwa, mabuza mabuza
Ego I nyelụ Otedola ga e-fit kwa m
[Verse 2]
Running from the popo n’ime C400
Never die poor bụ the eleventh commandment
Akanchawa jumbo size to all Iyoo cartel
Doing nothing about being broke is an offense
[Verse 3]
I tobe ọnụ with asa gị, anyị analụ gị asa gị tido
Afụụ m asa alọba m ebe ọ kwụ n’okporoụzọ n'abanị ka ọ bụzi onye popo
And I gave her 50kpa ka o nyebe m isi ka Bisi, till m gwa ya na ozugo
She tell me I love you, amakwa m na ọ na-asa m isi with ncha na ogbo
[Verse 4]
Ị bụ obele nnwa, I’m not kidding with you
You feeling me but I am not feeling you
Before you kill me, I am done killing you
Abịa m for the mulla, abịalọọ m for you
[Verse 5]
Mụnwa bụ ogbe ka ị na-ewetelụ ọnụ
Ị ma na abụlọọkwa m onye mkpọtụ
I melụ ife ndị mgbu bịa m n'akụkụ
M gwa gị na isi gị elugo ịpịa bottle
[PreChorus]
Ife melụ m ji agba ọgwụ, bụkwa na I cannot afford to be sober
Gbado anya, gbado anya n’ime ghetto, maka obi men lewalụ elewa
Ife anyị na-eme maka lack of ego on a daily bụkwa Chi zọba
Ka onye na-alụ n’ime bank, I pay attention to only money matter
[Chorus]
Chukwu ebuka
Kwechili, never say never
Akpa m na-ede bụ the bigger bag
Currency chasing on a regular
N’ime my ghetto, Chukwu ebuka
Kwechili n’iru ọlụ ka ndị mgbuka
Oluwa, mabuza mabuza
Ego I nyelụ Otedola ga e-fit kwa m
[Verse 6]
1 2 3 *** owuite till ọ nwụọ
Gee, capital letter F asa gị, till ọ nyụọ
Ị ga-etinye ose n'ofe nsala ka ọ tọwa ezigbo ụtọ
Ị ga-atụkwa ezigbo ọlụ ka the ọlụ kwụta ezigbo ụgwọ
Ọmọ, ụmụ Yoruba gwalụ m owo ni koko
Chụpado the owo ka Chicharito
Asịlị sị na a fụlọọ nke e mee, e mee nke a fụụ abụlọọ gị jee chụba mgbada Togo
7 zeros over 90 okporo
Bombing ka ndị Boko
To avoid afụfụ tomorrow
To avoid akụkọ awalawa tomato
Blessed ka Iwene Tansi
Ịta afụfụ na-adị m ka ịta nsi
Ekelebe na-ajụ m ife m na-eme n’ime ọfịa, m sị fa na-ejekwa m ịnyụ nsị
Ọ dịka ego bụ everything maka ife ọbụna dị n'ụwa nwelụ fee
N'Emeka Offor, i tinye aka n’akpa ị fụlọọ phone gị, malụ na i nwego P
[PreChorus]
Ife melụ m ji agba ọgwụ, bụkwa na I cannot afford to be sober
Gbado anya, gbado anya n’ime ghetto, maka obi men lewalụ elewa
Ife anyị na-eme maka lack of ego on a daily bụkwa Chi zọba
Ka onye na-alụ n’ime bank, I pay attention to only money matter
[Chorus]
Chukwu ebuka
Kwechili, never say never
Akpa m na-ede bụ the bigger bag
Currency chasing on a regular
N’ime my ghetto, Chukwu ebuka
Kwechili n’iru ọlụ ka ndị mgbuka
Oluwa, mabuza mabuza
Ego I nyelụ Otedola ga e-fit kwa m
[Outro]
Extra ordinaire
It’s beat producer of all nations
Written by: Ani Jeriq Chukwuebuka