크레딧

실연 아티스트
Beepee D Rapgod
Beepee D Rapgod
실연자
PC Lapez
PC Lapez
실연자
작곡 및 작사
Beepee D Rapgod
Beepee D Rapgod
작사가 겸 작곡가

가사

[Chorus]
Kpuchite mụ n'ọbala
Ebe ọbụna mụ ejena
Napụta m n'ọnwụnwa, doo
Ife m yọga bụ amara, Onye nwe ike
Chukwu chebe m oo, dube m oo
Papa biko, don't leave me oh
Kpuchitekwe mụ n'ọbala, doo
Ebe ọbụna mụ ejena, Chukwu dị asọ (Ehh zah, see)
[Verse 1]
As I walk through this valley of ndọ oso chi egbu
I can never give a fuck about ife ụwa ga-ekwu
Nwoke afụgo ife, ma afụfụ adịrọọ egbu mmadụ egbu
Ọọ the same boy, Kenechi, nnwa mama Chinedu
Chi m bụ battery mee the torch ji enwu
But I never cap a lot, adịị m ekwu ekwulekwu
Upon ibu niine isi men na-ebu
Still, m tụpado ọlụ, na-enwe ndidi oge my turn ga-elu
The street dị military, I'm five star general
Anọ m n'ọlụ all weather, ka m bụ Aljazeera weather man
Ezi m si bịa fịalụ m alụ, still alọba tinyele alụ
Came and saw and conquered ụwa dum, from agbụlụ a jụlụ ajụ
Ọ kwa unu lotee that akakpụ e kelụ ọkpọ n'isi
That ogbenye obodo chụlụ achụ, sị na ọ ma mbizi
Nnwa mmili ndị imi sị na a kpala ọra n'isi
Nwoke dịzi hot ka pepper etinyelụ aboniki
[Chorus]
Kpuchite mụ n'ọbala
Ebe ọbụna mụ ejena
Napụta m n'ọnwụnwa, doo
Ife m yọga bụ amara, Onye nwe ike
Chukwu chebe mụ oo, dube m oo
Papa biko, don't leave me oh
Kpuchitekwe mụ n'ọbala, doo
Ebe ọbụna mụ ejena, Chukwu dị asọ
(Oh oh oh) Kpuchite m n'ọbala, Onye dị nsọ
(Ah ah ah) Napụta m n'ọnwụnwa, Chukwu nwe ike
(Oh oh oh) Kpuchitekwe m n'ọbala, Onye dị nsọ
(Ah ah ah) Napụta m n'ọnwụnwa, Chukwu dị asọ (Osebụlụwa doo)
[Verse 2]
Chi m emego m eze, onye ga-eme otherwise?
Everywhere stew, ọlụ m bụzi imelụ ụwa m order rice
All the wins I paid the price, ka ọlụ nwee ike dị organized
Men bute ike, ọ dị nice, so gọzielụ m all my guys (Chukwu)
Gị na Chi gị solu, ndị na-agba gị mgba bụ fools
Cos you can never walk alone, ka ndị Liverpool
Ọ hazielụ gị ndụ gị, ị malụ na ụwa dị cool
Surely, plenty obstacles go dey, mana ị ga-e-pull through
I nwee Chukwu okike na ndụ gị, i nwerọọ polo
Ị yọọ Ya loud, O nye gị loud, Ọ ma nnye gị kolo
Kwa ụbọsị, ị ga na-eme nganga ka ị bụzi tolotolo
Ọ ga-enye gị ego, nye gị amamife O nyelụ Solo
[Chorus]
Kpuchite mụ n'ọbala
Ebe ọbụna mụ ejena
Napụta m n'ọnwụnwa, doo
Ife m yọga bụ amara, Onye nwe ike
Chukwu chebe mụ oo, dube m oo
Papa biko, don't leave me oh
Kpuchitekwe mụ n'ọbala, doo
Ebe ọbụna mụ ejena, Chukwu dị asọ
(Oh oh oh) Kpuchite m n'ọbala, Onye dị nsọ
(Ah ah ah) Napụta m n'ọnwụnwa, Chukwu nwe ike
(Oh oh oh) Kpuchitekwe m n'ọbala, Onye dị nsọ
(Ah ah ah) Napụta m n'ọnwụnwa, Chukwu dị asọ (Osebụlụwa doo)
Written by: Beepee D Rapgod
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...