album cover
Make Way
96
African
Make Way은(는) 앨범에 수록된 곡으로 2024년 12월 13일일에 Fortrail Empire에서 발매되었습니다.Make Way - Single
album cover
발매일2024년 12월 13일
라벨Fortrail Empire
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지
BPM80

크레딧

실연 아티스트
Wiz Ofuasia
Wiz Ofuasia
리드 보컬
작곡 및 작사
Wiz Ofuasia
Wiz Ofuasia
작사가 겸 작곡가
Ugochukwu Ofuasia
Ugochukwu Ofuasia
작사가 겸 작곡가
프로덕션 및 엔지니어링
Onyebeat
Onyebeat
프로듀서

가사

Intro/hook
Mgbodo mgbo oti mgbodo mgbo (2x)
Verse 1:
Nnukwu mmanwu puta obodo edelu
Make way
When we pull up we shut it down
Make way
Men wen gallant na bog spenders
Make way
Ana ekwu, ana eme
(Repeat)
Chorus:
Call: Ife n'eme o
Resp: Ife n'eme n'obodo ife n'eme
Call: Imana ife n'eme o
Resp: Ife n'eme n'obodo ife n'eme
Call: Obodo Edelu jim jim
Resp: Ife n'eme n'obodo ife n'eme
Call: Lekwan n'ife nwa asolu oku
Resp: Ife n'eme n'obodo Ife n'eme
Repeat hook:
Verse 2:
Follow the ladder o
As you dey see us we are going higher o
Fa na juzi, obu onye melu ofe n'ada o
Onye n'achu nwa okuko gi nwe ada o, ye ye ye ye
Ayamma lele, Ayamma lele
Echichi nwelu onye ona ekwesi ekwesi
Ayamma lele, Ayamma lele
Lekwanu nwa anayo eze o
Chorus:
Bridge:
Obido go, osolu oku osolu oku obido go (2x)
Ayamma lele, Ayamma lele
Echichi nwelu onye ona ekwesi ekwesi
Ayamma lele, Ayamma lele
Lekwanu nwa anayo eze o
Chorus:
Hook till end:
Esiwe ni we aghafe eze eka be orio
We amu eze efe, we akpo a nwata
Written by: Ugochukwu Ofuasia, Wiz Ofuasia
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...