album cover
Okwu
album cover
Utwór Okwu został wydany 6 czerwca 2025 przez Azuri jako część albumu Okwu - Single
Data wydania6 czerwca 2025
WytwórniaAzuri
BPM199
Melodyjność
Akustyczność
Valence
Taneczność
Energia

Teledysk

Teledysk

Tekst Utworu

[Intro]
Rord
O nwelọọ
Kelly, bad man
Choi
[Verse 1]
See another banger
Shey you go talk say the gbedu no dey enter?
Look for my trouble, you go enter danger
And people wey you know, you go call, them no go answer
[Chorus]
Onye okwu a na-ekwu oo
Onye ọsịsa asahọzi ya
Ewee, ogene
Onye okwu a na-ekwu oo (Onye okwu a na-ekwu oo)
Onye ọsịsa asahọzi ya
Ewee, ogene
[Verse 2]
I dey like fine girls for my party
Cos, opueh dey sweet me for my body
I want make she dey twerk, I no like shoki
I go dey spray am money, my guys go dey jolly
If you vex call your mummy, eh
Peter bụ onye Abagana
Mama ya na-eye akara
O nwele junior sister ya, na-ele akpụ n'Ọhaọzara
Ko-man ya di bad, o nwere egbe na ogbuagana
Bịa threat-ba mụ maka nwa ya a na-akpọ Amara (Mana)
[Chorus]
Onye okwu a na-ekwu oo
Onye ọsịsa asahọzi ya
Ewee, ogene
Onye okwu a na-ekwu oo (Onye okwu a na-ekwu oo)
Onye ọsịsa asahọzi ya
Ewee, ogene
[Verse 3]
(No fugazzi)
Ị ma mgbe m na-aba keke na pepe?
(No fugazzi)
One chance, a nara m phone n'Ọgbaete
(No fugazzi)
My eyes don red, anya m na-acha mmemme
(No fugazzi)
Onye mụ na ya na-achụ nta sị na ụkwụ m dịka ụkwụ enwe
(No fugazzi)
Ị ma mgbe m na-aba keke na pepe?
(No fugazzi)
One chance, a nara m phone n'Ọgbaete
(No fugazzi)
My eyes don red, anya m na-acha mmemme
(No fugazzi)
Onye mụ na ya na-achụ nta sị na ụkwụ m dịka ụkwụ enwe
(No fugazzi)
[Chorus]
Onye okwu a na-ekwu oo
Onye ọsịsa asahọzi ya
Ewee, ogene
Onye okwu a na-ekwu oo (Onye okwu a na-ekwu oo)
Onye ọsịsa asahọzi ya
Ewee, ogene
[Outro]
(Bad man beat)
Written by: Anih Elijah, Uzochukwu Michael Ikechukwu

Loading...