Vídeo de música

Peter E Dimgba - Buru Halelluya[Official lyrics video]
Veja o vídeo de música de {trackName} de {artistName}

Destacado em

Créditos

COMPOSITION & LYRICS
Peter E Dimgba
Peter E Dimgba
Songwriter

Letra

Ọkaka bi na igwe ọgọdọ ya na akpụ na ala Akankwu na eche nba Odogwu akataka Di nwanyi isinkpe Chi nke ayi na-ekpere Chi mu onye ebere idi Nma Agame eburu hallelujah, buru hallelujah eburu Agame apara hallelujah, para hallelujah apara Agame ebugara onye-nwem na ihi na oruru ya Chi mu onye ebere idi nma Dike di kerere, ọbu onye ga ama gị aka Onye tie gi aka na obi nke ya agala nu Ị bụ ọkụ na agba ọzara, nnu turu osimiri Chi mu onye ebube idi nma Agame eburu hallelujah, buru hallelujah eburu Agame apara hallelujah, para hallelujah apara Agame ebugara onye-wem na ihi na oruru ya Chi mu onye ebube idi nma Agame eburu hallelujah, buru hallelujah eburu Agame apara hallelujah, para hallelujah apara Agame ebugara onye-nwem na ihi na oruru ya Chi mu onye ebere idi nma
Writer(s): Peter Dimgba Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out