Lyrics

Onye bu odenigbo (olindo) Onye bu odenigbo Onye bu odenigbo (olindo) Umu uwa odenigbo Obulu n'ibu odenigbo Gi nweta nu ife eji emelu odenigbo K'amalu ma o g'ekwe omume (olindo) Onye bu odenigbo (olindo) Onye bu odenigbo (olindo) Nigeria bu odenigbo o (olindo) Anyi bu odenigbo (olindo) Hausa bu odenigbo (olindo) Ndi Igbo bu odenigbo Yoruba, Ijaw, Edo (olindo) Tiv bu odenigbo Obulu na I bu odenigbo Gi nweta nu ife eji emelu odenigbo K'amalu ma o g'ekwe omume (olindo) Ma o g'ekwelu ome K'amalu ma o g'ekwe omume (olindo) Anyi g'ebi o Odenigbo o Odenigbo o Odenigbo o-o-o Odenigbo o (olindo) Onye bu odenigbo (olindo) Umu uwa bu odenigbo (olindo) Obu gi bu odenigbo (olindo) Gbaalum egwu o (olindo) Odemime oderilo (olindo) Odenigbo bu eziwannem (olindo) Odenigbo, odenigbo (olindo) Onye bu odenigbo (olindo) Obu gi bu odenigbo (olindo) Obulu na I bu odenigbo Gi nweta nu ife eji emelu odenigbo K'amalu ma o g'ekwe omume (olindo) M'o g'ekwelu ome K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo) M'o g'ekwelu ome K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo) M'o g'ekwelu ome K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo) M'o g'ekwelu ome K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo) M'o g'ekwelu ome K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo) M'o g'ekwelu ome K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo) M'o g'ekwelu ome K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo) M'o g'ekwelu ome K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo) M'o g'ekwelu ome K'amalu m'o g'ekwe omume (olindo)
Writer(s): Onyeka Onwenu Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out