Lyrics

Alleluya Chimle Jehovah chim imela Ebe igworom oria dim le Agam aturu gi mmamma Alleluya Chimle Jehovah chim imela Ebe igworom oria dim le Agam aturu gi mmamma Alleluya Chimle Jehovah chim imela Ebe igworom oria dim le Agam aturu gi mmamma Alleluya Chimle Jehovah chim imela Ebe igworom oria dim le Agam aturu gi mmamma Ewu nnem le Ibu uwa anyi gbuom o Umu-uwa akpucha m'isi o Agam aturu gi mmamma Ewu nnem le Ibu uwa anyi gbuom o Umu-uwa akpucha m'isi o Agam aturu gi mmamma Alleluya Chimle Jehovah chim imela Ebe igworom oria dim le Agam aturu gi mmamma Alleluya Chimle Jehovah chim imela Ebe igworom oria dim le Agam aturu gi mmamma Ewu nnem le Ibu uwa anyi gbuom o Umu-uwa akpucha m'isi o Agam aturu gi mmamma Ikwu n'ibe alala Ndi-enyim agbasa sia Ebe mwere Chineke Agam aturu ya mmamma oo Alleluya Chimle Jehovah chim imela Ebe igworom oria dim le Agam aturu gi mmamma Alleluya Chimle Jehovah chim imela Ebe igworom oria dim le Agam aturu gi mmamma Onye'nwem jide kiji Maa di agbagatalam azu O jide kiji Maa di agbagatalam azu Chineke jide kiji Maa di agbagatalam azu Mmm jide kiji Maa di agbagatalam azu Alleluya Chimle Jehovah chim imela Ebe igworom oria dim le Agam aturu gi mmamma Alleluya Chimle Jehovah chim imela Ebe igworom oria dim le Agam aturu gi mmamma Eh-ba Ewu nnem le Ibu uwa anyi gbuom o Umu-uwa akpucha m'isi o Agam aturu gi mmamma Ikwu n'ibe alala Ndi-enyim agbasa sia Ebe mwere Chineke Agam aturu ya mmamma oo Alleluya Chimle Jehovah chim imela Ebe igworom oria dim le Agam aturu gi mmamma Alleluya Chimle Jehovah chim imela Ebe igworom oria dim le Agam aturu gi mmamma Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma (egwe le) Agam aturu gi mmamma
Writer(s): Onyeka Onwenu Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out