Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Umu obiligbo
Umu obiligbo
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Umu obiligbo
Umu obiligbo
Songwriter

Lyrics

Neke nu egwu kam ji eje nu Okwa egwu ka anyi ji ana nu eh Ife chukwu kwuru no nya ya eme leee Okwa egwu ka anyi na etiri chim Amalise ya ka anyi ji eje nu eh Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Ima na Umu Obiligbo abiago nu o Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje nu eeh Neenu na oluenu ka osi elu Akunwafor na okwa mu na ekwu Okpuozor nwanne mu no na ogbo Igba ne ekwenu chim Umum Obiligbo abia go kwenu Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Ifuru umu Obiligbo apialu go egwu Egwu anyi okwa ya ka anyi ju eje nu Ima mfe mfe na efe na ife na efe Na nwayo nwayo ka anyi ji etili egwu Egwu amaliselele Amalise ya ka anyi ji eje ehh Nekenu egwu ka osi aranu Umu Obiligbo abiagokwanu Amalise ya ka anyi na etili chim Ife onye ga abu ka nya ga abu nu Ife onye ga abu ka nya ga abu Ina anu ka mu na ekwu nu eh Onye ya akpata ego Iwu bu na ya bu ego ya abiali ehh Nekenu na aka adighi ekpuchi onwa Ina anu ka mu na ekwu Umu Obiligbo abiago Egwu anyi okwa ya ka anyi na etili chim Ife onye ga abu ka nya ga abu Onye bu chi ibe ya nu? Asim onye ma ife echi ga abu nu eh? Imalu ife echi ga abu? Ajuju ya ka mu na aju Imalu ife echi ga abu nu eh? Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje Igba nekwenu chim eh Umu Obiligbo abiagokwanu Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Mgbe anyi no nkiti Ndi mmadu na ako onu Ha si na anyi bu osaka Na anyi abalo uru cha cha Mgbe anyi na eto n'ogbe Ndi mmadu na ekwu ajo okwu Ha wee chezo Na men na apiko Mgbe anyi ji chakee Ndi nile bulu ogili aso Wee jee golu ogili lachaa Ifugo ka uwa si adi Onye ina akpo onye ala Nwelu ike aputa echi Onye ala ama kpata ego Ina afu ka uwa si adi Onye ina akpo onye mgbu Nwelu ike aputa echi Onye mgbu ama kpata ego Mgbe ahu ichowa ihu ya Onye ikporu osaka Nwelu ike aputa echi Osaka ama kpata ego Nginwa achowa iru ya Ngwa gi na ya Keduzi onye bu osaka? Ngwa gi na ya Keduzi onye bu onye ala? Ngwa gi na ya Keduzi onye by onye mgbu? Ajuju ya ka mu na aju Neenu na olue ka osi elu nu Ife m furu ya ka mu na eti nu Akojo kwana mmadu ibe gi Maka na onwero aka olu Nee na echi di ime Onye manu if oga amu nu eh Emegbuna nwa boyi gi Maka na imaro ife echi ga abu Uwa na eme ntughari Ina anu ka mu na ekwu li eh Conductor kwusie okwu ike Passenger akowa ya onu Ina ako ya onu? Imalu ife echi ga abu? Ajuju ya ka mu na aju gi Onye na ama conductor Uwa kalu ya mma Kalia na ona ezu ori Ije uwa esikakwa ike Ina anu ka egwu na ekwu Akunwafor na o mu na emeli eh Onye kele mmadu Okwa gi nyelu mu akalaka m? Iwee si mu tiwe egwu M wee tiwe egwu mu Chukwu olis umu na ekene gi Ina anu ka egwu na ara nu eh Asim onye achuna uwa n'ike Onye emena uwa n'ike Achuna uwa n'ike Na nwayo nwayo ka anyi ji ebuli egwu Onye obuna nwere oge Mgbe oge nkegi ya elu Mgbe oge nke ya eru Ife dimma ya eru gi aka Ozioma ya ka mu ji eje li ehh Nekenu okwa egwu ka anyi ji eje nu Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Aku na etigbu iro Aku na etigbu okwu Okwa ego bu nya na achi Nwanne obu na ikpata ego Ndi mmadu abiawa gi nso Ndi ilo ya agbalu gi oso Na anya ka mfa ya enewezi Akunwafor no mu na ekwu Ego di mma na okorobia Ego oyibo amaka Ina anukwa onu mu Aku na etigbu iro Aku na esi obi ike Okpuozor nwanne mu Ina anu ka egwu na aru nu eh Egwu anyi okwa ya ka anyi na etiri chim Nekenu okwa egwu ka anyi na etili eh Amala welele ka anyi eje Igba na ekwelu chim egwu Umu Obiligbo abiago kwenu Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Obodo ekwelugo na igba na ife ego na eme Ndele na ede nu ehhhh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Obodo ekwelugo na igba na ife ego na eme Ndele na ede nu ehhhh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Ife na enye mu añuli Ife na ato mu uto eh If na enye mu añuli Bu na egwu mu adi ezu ezu cha cha Ina anu ka ude na ede Umu Obiligbo abago Ife balu aba abago Kpam kpam! Ina anu ka egwu na ara n'ike Egwu anyi okwa ka anyi ji eje Nyawa ka anyi ji eje na uwa mu eh Nsikwa umu Obiligbo abago Ife balu aba abago Kpam kpam! Ina anu ka ude na ede Egwu mu na eti bu onatalu chi Igba Egwu mu na eti na osi na chukwu Igba Ife chukwu na o ya ga eme Na nyawa ka m ji eje na uwa mu eh Ha si na anyi ji ogwu eti egwu Ha wee chezo Egwu mu na eti bu onataluchi Yanwa kam ji eje na uwa mu eh Eji ogwu eti egwu? Ajuju ya ka mu na aju Isi na obu ogwu jee gwoo Anya gi na oga afu muo Na akalaka ka mu ji eje Osinachi Egwu mu na eti bu alachuwkwu Egwu mu na obata na ogbo eh Umu Obiligbo abago Ife balu aba abgo Kpam kpam! Ina anu ka ude na ede Egwu mu na eti bu alachukwu Na ya kam ji eje na uwa mu Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Obodo ekwelugo na ima n'ife ego na eme Ndele ka na ede nu eh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Egwu anyi okwa ya ka anyi ji aga Na yanwa ka m ji eje na uwa mu eh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Umu Obiligbo abago Ife balu aba abago Ina anu ka egwu na ara Ima mfe mfe na efe na ife na efe Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje Na yanwa kam ji aga na uwa mu Ife Chukwu kwuru na o ya ga eme Igba Egwu any okwa ya ka na eti n'ike Igba Ife anaro ako ebe o na adi Na yanwa kam na ekwu na uwa mu Umu Obiligbo na etisi egwu ike Igba Akunwafor na okwa mu na ekwu Okpuozor nwanne mu no na ogbo Ina anu ka egwu ma aranu Umu obiligbo abiago Egwu anyi okwa ya ka anyi ji eje Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Obodo ekwelugo na ima n'ife ego na eme Ndele ka na ede nu eh Nsim eh eh chim eh Olue ka osi elu na uwa mu eeh Umu Obiligbo abago Ife balu aba abgo Kpam kpam! Inuru ka ide ije na ede Ude ike na ede Amala welele ka anyi ji ede n'ike Ima mfe mfe na efe na ife na efe Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh Anya na ene uwa Olisa anya na ene uwa O chim anya na ene uwa Ina anu ka egwu na ara nu eh
Writer(s): Ifeanyi Obiligbo, Ebuka Obiligbo Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out